Zizipho Poswa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Zizipho Poswa
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya5 Disemba 1979 Dezie
Ebe ọmụmụMthatha Dezie
Ọrụ ọ na-arụomenkà, ceramicist Dezie
ebe agụmakwụkwọCape Peninsula University of Technology Dezie
Onye òtùAndile Dyalvane Dezie
nọchitere anya yaSouthern Guild Dezie
Nwere ọrụ na mkpokọtaMetropolitan Museum of Art Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Zizipho Poswa (amụrụ n'ubochí isé n'ọnwa Disemba, 1979) bụ ónyé na-ese ihe na ónyé na-emepụta ite na Cape Town, South Africa.[1]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Poswa n'ubochí isé n'ọnwa Disemba, 1979 na Mthatha, ọ gụrụ akwụkwọ na Mahadum Teknụzụ nke Cape Peninsula .[1] Ọ gụrụ ihe eji eme akwa na kọleji.[2][3] Ọ na-arụ ọrụ na ụlọ ọrụ a na-akpọ Imiso Ceramics na ónyé na-ese ihe Andile Dyalvane.[1] Ọ bụ ónyé na-ere ahịa Anthropologie na-eburu ite Imiso.[4]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọrụ Poswa na-egosipụta ụmụ nwanyị Africa na ọrụ ụmụ nwanyị Xhosa na-arụ na ndụ nke ógè a.[1] Ọ na-emepụta nnukwu ihe a tụrụ atụ nkè ákà.[2] Usoro iLobola ya sitere n'ememe ndị Xhosa nke lobola, ma ọ bụ nwunye ọgaranya, omenala nke iji ehi kwụọ ezinụlọ nwanyị ahụ.[5] Ọ na-esikwa n'ọrụ ụmụ nwanyị ime ọbọdọ na ụdị ntutu isi ọdịnala.[4]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Powsa egosila ọrụ ya na Design Miami, Salon Art + Design, na Southern Guild gallery.[3] E tinyere ọrụ ya na ihe ngosi Before Yesterday We Could Fly na Metropolitan Museum of Art.[6]

Ọrụ ha dị na nchịkọta ndị a: Metropolitan Museum of Art, Los Angeles County Museum of Art.[1]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 1.4 Zizipho Poswa (en-US). Southern Guild. Retrieved on 2022-02-05."Zizipho Poswa". Southern Guild. Retrieved 5 February 2022. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":0" defined multiple times with different content
  2. 2.0 2.1 Discover Zizipho Poswa's Stunning Ceramic Sculptures (en-US). Architectural Digest (2022-01-20). Retrieved on 2022-02-05. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":1" defined multiple times with different content
  3. 3.0 3.1 Entertainment. SHAPED BY CULTURE: Ceramicist Zizipho Poswa Embraces the Past Through Large Scale Works (en). pinupmagazine.org. Retrieved on 2022-02-05. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":2" defined multiple times with different content
  4. 4.0 4.1 The Power of Zizipho Poswa’s Ceramics (en-US). SURFACE (2019-12-02). Retrieved on 2022-02-05. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":3" defined multiple times with different content
  5. Magazine (2021-05-25). Zizipho Poswa: ‘I celebrate my heritage, and I forge my own way’. Wallpaper*. Retrieved on 2022-02-05.
  6. Before Yesterday We Could Fly: An Afrofuturist Period Room. www.metmuseum.org. Retrieved on 2022-02-05.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]