Zonkwa
Templeeti:Infobox settlement Zonkwa ( Jju : A̱zunkwa) bụ ọchịchị obodo Zangon Kataf nakwa isi ụlọ ọrụ Bajju Chiefdom, na ndịda Kaduna steeti na mpaghara Middle Belt nke Naijiria . [1]
Geography
[dezie | dezie ebe o si]Okirikiri ala
[dezie | dezie ebe o si]Zonkwa nwere elu m dị narị asaa na iri iteghete na asatọ. [2]
Ihu igwe
[dezie | dezie ebe o si]Zonkwa nwere nkezi okpomọkụ kwa afọ nke ihe dịka Celsius Ciri abụo na anọ mara asatọ ( Celsius F iri asaa na isii mara isii), nkezi elu kwa afọ nke ihe dịka Celsius C iri abụọ na asatọ mara isii (Celsius F iri asatọ na atọ mara ise) na obere ala Celsius C iri na asatọ mara asatọ ( Celsius F iri isii na ise mara asatọ), na-enwe mmiri ozuzo efu na njedebe na mmalite nke afọ yana nkezi mmiri ozuzo kwa afọ nke ihe dịka mm iri abụo na asatọ mara otu (otu in mara irí na otu), na nkezi iru mmiri nke pecenti iri ise nà atọ mara asaa, yiri nke obodo ndị gbara agbata obi Kagoro, Manchok, nakwa Kafanchan .
Climate data for Zonkwa (798m altitude) | |||||||||||||
---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|
Month | Jan | Feb | Mar | Apr | May | Jun | Jul | Aug | Sep | Oct | Nov | Dec | Year |
Record high °C (°F) | 31 (88) |
33 (91) |
34 (93) |
34 (93) |
31 (88) |
29 (84) |
26 (79) |
25 (77) |
27 (81) |
29 (84) |
30 (86) |
29 (84) |
29.8 (85.6) |
Average high °C (°F) | 29 (84) |
32 (90) |
34 (93) |
33 (91) |
30 (86) |
27 (81) |
24 (75) |
22 (72) |
24 (75) |
28 (82) |
29 (84) |
31 (88) |
28.6 (83.5) |
Daily mean °C (°F) | 24 (75) |
26 (79) |
29 (84) |
29 (84) |
26 (79) |
24 (75) |
21 (70) |
20 (68) |
22 (72) |
25 (77) |
25 (77) |
26 (79) |
24.8 (76.6) |
Average low °C (°F) | 15 (59) |
17 (63) |
21 (70) |
22 (72) |
20 (68) |
19 (66) |
18 (64) |
17 (63) |
18 (64) |
20 (68) |
19 (66) |
19 (66) |
18.8 (65.8) |
Record low °C (°F) | 14 (57) |
16 (61) |
20 (68) |
21 (70) |
21 (70) |
20 (68) |
19 (66) |
18 (64) |
19 (66) |
19 (66) |
18 (64) |
15 (59) |
18.3 (64.9) |
Average precipitation mm (inches) | 0 (0) |
1 (0.0) |
3.1 (0.12) |
13.5 (0.53) |
35.5 (1.40) |
54.2 (2.13) |
71.2 (2.80) |
69 (2.7) |
60.3 (2.37) |
29.3 (1.15) |
0.1 (0.00) |
0 (0) |
28.1 (1.11) |
Average precipitation days | 0 | 1 | 4 | 12 | 23 | 28 | 31 | 30 | 29 | 18 | 0 | 0 | 14.7 |
Average relative humidity (%) | 24 | 18 | 28 | 48 | 66 | 80 | 88 | 90 | 86 | 61 | 32 | 23 | 53.7 |
Source: World Weather Online[3] |
Ọnụọgụ igwe mmadụ
[dezie | dezie ebe o si]Ndị mmadụ
[dezie | dezie ebe o si]Ụmụ amaala
[dezie | dezie ebe o si]Ụmụ amaala na ndị kacha n'obodo ahụ bụ ndị Bajju . Obodo a bụkwa isi ụlọ ọrụ ha.
Ndị ọzọ
[dezie | dezie ebe o si]Otu ndị ọzọ achọtara n'ọnụọgụgụ dị ukwuu gụnyere ndị Atyap, Igbo, Bakulu, Hausa, Yoruba, Anghan, na ndị Naijiria ndị ọzọ.
Ọchịchị
[dezie | dezie ebe o si]Ngalaba nchịkwa
[dezie | dezie ebe o si]Zonkwa bụ ngalaba nchịkwa nke abụọ nwere obodo yana ime obodo iri ndị a: [4] [5]
- Zonkwa
- Samaru Kataf ( Tyap : Cenkwon )
- Madauci
- Masat
- Fadiya Yadsanu
- Fadiya Mugu
- Fadiya Busan
- Fadiya Bakut
- Fadan Kaje
- Ungwan Gaya
Ndị ama ama
[dezie | dezie ebe o si]- Katung Aduwak, onye na-ese ihe nkiri
- Nuhu Bature, onye ọchịchị kacha mkpa
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta obodo dị na steeti Kaduna
Edemsibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Zonkwa, Zonkwa, Zangon Kataf, Kaduna State, Nigeria. mindat.org. Retrieved on August 7, 2020.
- ↑ Zonkwa. Falling Grain. Retrieved on January 21, 2021.
- ↑ Zonkwa Monthly Climate Averages, Kaduna, NG. World Weather Online.
- ↑ Zonkwa, Zangon Kataf, Kaduna State, Nigeria. Mindat.org. Retrieved on May 15, 2022.
- ↑ Zonkwa, Street Map of Nigeria. Streetmap. Retrieved on May 15, 2022.