Zuta Mary Nartey
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Ghana |
aha enyere | Mary |
ụbọchị ọmụmụ ya | 14 Novemba 1987 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | javelin thrower |
ebe agụmakwụkwọ | Osei Kyeretwie Senior High School |
ụdị egwuregwu | egwuregwu |
so na | 2014 IAAF Continental Cup, 2014 Commonwealth Games, 2015 African Games, 2014 African Championships in Athletics |
Zuta Mary Nartey (nke a na-akpọkwa Mary Zutah Narteh, amụrụ na 14 Nọvemba na afo 1987) bụ onye Ghana na-atụpu javelin.[1][2][3][4]
Javelin
[dezie | dezie ebe o si]N'afọ 2012, ọ nọ n'ọkwa nke anọ na African Championships in Athletics na Porto Novo na mita 49.69.[1]
N'afọ 2014, ọ nọ n'ọnọdụ nke iri na otu na Commonwealth Games na Glasgow, merie ọlaọcha na African Championships in Athletics na Marrakech na mita 52.57, ọ bụkwa nke asatọ na IAAF Continental Cup na Marramech.[1][2][1]
O nwetakwara ihe nrite ọlaọcha na Africa Games na Brazzaville n'afọ 2015.[1][3]
O weputara nke itoolu na afọ 2016 na African Championships in Athletics na Durban na mita 45.40.[1][4]
N'afọ 2018 ọ nwetara ihe nrite ọlaọcha na Sekondi-Takoradi GAA(Ghana Athletics Association) Circuit na mita 45.35.[1]
Ọkụ a na-agba
[dezie | dezie ebe o si]N'afọ 2002, Nartey setịpụrụ ihe ndekọ ịgba bọọlụ nke mita 11.70 mgbe ọ nọ na Osei Kyeretwie Senior High School n'oge asọmpi Ashanti Regional Super Zonal athletics nke were afọ 18 ruo mgbe Rashida Abass nke Prempeh College mebiri ya na afọ 2019.[5][6]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 1.2 1.3 1.4 1.5 1.6 Athlete Profile: Zuta Mary Nartey. World Athletics. Retrieved on 23 December 2019.
- ↑ 2.0 2.1 Bouarab (16 August 2016). Modeste prestation de la sélection marocaine aux Championnats d’Afrique d’athlétisme. Libération. Retrieved on 23 December 2019.
- ↑ 3.0 3.1 Kwaw (8 February 2017). GAA national circuit opens at Tamale stadium. GhanaWeb. Retrieved on 23 December 2019.
- ↑ 4.0 4.1 070 Final Women Senior Javelin. CAA16. Archived from the original on 28 June 2016.
- ↑ Prempeh wins Ashanti Regional schools athletics super zonals. GhanaWeb (31 March 2019). Archived from the original on 23 December 2019. Retrieved on 23 December 2019.
- ↑ Prempeh College breaks 10-year winning streak of T.I. AMASS to win 2019 SUZO. My Joy Online (2 April 2019). Retrieved on 23 December 2019.