Rachel Oniga
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Racheal Oniga |
Aha ọmụmụ | Racheal Oniga |
aha enyere | Rachel |
aha ezinụlọ ya | Oniga |
ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Mee 1957 |
Ebe ọmụmụ | Ebute Metta |
Ụbọchị ọnwụ ya | 30 Julaị 2021 |
Ebe ọ nwụrụ | Lagos |
Ụdị ọnwụ | eke na-akpata |
ihe kpatara ọnwụ | ọrịa typhoid, ịba, afọ ọsịsa |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | omee, onye olu omee |
ụdị ọrụ ya | theater arts |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Rachel Oniga |
---|
Rachel Oniga Audio
Afọ omụmụ - amụrụ ya n'abali iri abụọ na atọ n'onwa Mee' n'afọ 1957 (afọ iri isii na atọ)
Ebute Metta, Lagos, Lagos steeti,naijiria.
Mba - Naijiria
Aha ọzọ - Tabuno
Nwaamala - Nigerian
Akaọrụ - Omee ihe nkiri
Afọ n'ọrụ - 1993-2021
Ezigbo ọrụ - Sango (ihe onyonyo/ fiim)
Rachel Oniga (amụrụ n'onwa Mee n'ụbọchị iri abụọ na ato n'afọ 1957) bụ Omee ihe nkiri na Naijiria[1].
Mmalite ndụ na ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Ọ bụ onye Eku, Delta steeti nke Southern Naijiria. Ha muru ya na abali 23(iri abụọ na ato) n'onwa Mee na afọ 1957 na Ebutte Metta, Lagos Steeti[2] . Ọ bidoro ime ihe nkiri ya n'afọ 1993, obere oge ka ọ gbasachara alụmdiya[3]. Ọ rụrụ ọrụ na nkenke na Ascoline Nigeria Limited, ụlọ ọrụ Dutch Consultant tupụ o mee ihe nkiri nke mbụ ya akpọrọ Onome na ihe onyonyo nke mbụ ya e gosipụtara na yoruba bụ Owu Blow.[4] Kemgbe ọtụtụ afọ, o meela ihe onyonyo ndị ama ama na Naijiria, dika Sango, ihe nkiri nke Wale Ogunyemi dere, nke Obafemi Lasode mepụtara ma dozie[5]. O sokwa eme usoro ịhe onyonyo Wale Adenuga akpọrọ super story.
Ndụ Onwe
[dezie | dezie ebe o si]Rachael ghọrọ nne nne mgbe nwa ya nwaanyị bu Georgia mụrụ nwa[6].
Ihe Nkiri Ahọpụtara
[dezie | dezie ebe o si]- Sango (1997)
- Out of Bounds (1997)
- Owo Blow (1997)
- Passion of Mind (2004)
- Power Of Sin
- Restless Mind
- Doctor Bello (2013)
- 30 days in Atlanta (2014)
- [The Royal Hibiscus Hotel] (2017)
- Power of 1 (2018)
- The Wedding Party
Ebe nsi nweta
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ My Late Husband Abandoned Me For Another WomanRachael Oniga Laments - nigeriafilms.com. nigeriafilms.com. Retrieved on 20 January 2015.
- ↑ BOLDWIN ANUGWARA. I’ll never marry except... – Rachael Oniga - Newswatch Times. Newswatch Times. Retrieved on 20 January 2015.
- ↑ Rachael Oniga:How strange woman hijacked my husband. The Sun Newspaper.
- ↑ I was a tomboy –Rachael Oniga. Daily Independent, Nigerian Newspaper. Retrieved on 20 January 2015.
- ↑ Africultures - Fiche film : Sango. africultures.com. Retrieved on 20 January 2015.
- ↑ Dayo Showemimo. "Veteran actress, Rachael Oniga, becomes grandmother", Nigerian Entertainment Today. Retrieved on March 29, 2015.