Ọ̀mụ̀ntụdị
obere ụdị nke | natural science |
---|---|
Akụkụ nke | physical sciences |
is the study of | matter, Energy |
mụrụ ya | physics student |
hashtag | physics |
akụkọ ihe mere eme nke isiokwu | history of physics |
ndị n'eme ya | physicist, professor of physics, Doctor of Sciences in Physics and Mathematics |
entry in abbreviations table | fizik. |
Stack Exchange saịtị | https://physics.stackexchange.com/ |
Stack Exchange mkpado | https://math.stackexchange.com/tags/physics |
Mkpụrụ édé íshí
[dezie | dezie ebe o si]Ọ̀mụ̀ntụdị bu ihe nmuta eji a muzutara ihe chi kezutara na uwa. Obi nmetuta ya gbara mbara, ka o metuluelu nkpulu nke npedebe di ka electrons na subatomic particles nke ndi ozo we metulue ihe di ukwu ka kpakpando na galaxies na oba nbudebe. Ihe nchu na ọ̀mụ̀ntụdị bu i kedozue ihe nile nke chi kezutara na uwa na otu ama. Otu e site a mara ije nke anwa di na mathematics na echezute logic. Ka anyi nyote otu nke a: Na ọ̀mụ̀ntụdị, e nwe ife a kporo electromagnetism. Onye jide magnet were nodu igwe nso, o ga nute force ga soro ya. O ga kwute kwaa ya nso, o ga nyoputa na force soro ya ga elite kwaa enu. O masiri Physicists i chotara otu ozuzu force soro igwe na magnet zuputara, ka o si bulu na ndi oge ochie chotara na(Maka Magnetism nkiti)
Otu equation nke a si putara bu na force F bu nke jikote igwe na magnet, guzute oke turu igwe na B bu oke turu magnet
nzukere nke kezutere ọ̀mụ̀ntụdị
[dezie | dezie ebe o si]Ọmụ̀ntụdị kezutere na uzo onu ogugu ise nke ezughi ezu. nkezutere ya buru:
Classical Mechanics
[dezie | dezie ebe o si]
Classical Mechanics buru otu ọ̀mụ̀ntụdị nke ezi ya bidoputara na oge ochie. Ndi ezigbo ukwu nwoke
kwachigara ya na nke nbido buru ndi otu Isaac Newton, William Rowan Hamilton, Joseph Lagrange na
ndi ozo, ma na ezigbote nna ya(nke classical mechanics) buru Issac Newton. Oo Nya nwa biguzutara
obi nzutara equations e ji a zutara classical mechanics. Otutu ihe n'ime classical mechanics di ka:
Ihe soro ya bu na F bu force, m buru mass na v buru velocity. Nya buru na Force na kwaga ihe soro acceleration e so. Nke a buru nke bu Newtons 2nd law of motion na o bu kwa nkpuru Classical Mechanics. Ihe nile ha zugutara na classical mechanics kwesiri soro Iwu Newton nke abuo ma Oo bughi ezi ihe nsoro ya. E sitere na Iwu nke abuo, ti zubata ozuzu momentum buru na ozuzu energy buru , ha zuta ihe nile noro n'ime obi classical mechanics. Classical mechanics nwere ike nzugutara i zuguta otu ije kpapando na planets lue oke nke obele di ka ugbo ana na football, mana na oke nine putasi ya otu anwa, o zughi ezu.
Statistical Mechanics
[dezie | dezie ebe o si]Statistical Mechanics buru ọ̀mụ̀ntụdị e ji a zugutara ngbakote ihe rikpo nne, luelu otu ha ga enwe ike i guzuta ya ka oburu ka o
Ebe t bu ogugu oge,T buru Temperature na E buru Energy. Na equation nke a ka iwu thermodynamics nke abuo(2nd law of thermodynamics) site were puta, ebe ya abuzughi oke equation agusozue statistical mechanics. Nke anwa buru
Nke ofu buru na T ga gbadata ma oburu na entropy a gbalite(ma obu na system gbachiri a gbachi). Nke ibuo buru na entropy kwesiri i gbalite(ma obu na system gbachire a gbachi). P buru Pressure, V buru volume, buru chemical potential na N buru onu ogugu nkpuru ya(particle). Obu na V na N no odu na ofu ebe, Nya ga buru na ife di oku na chokali i gbatute oyi, nke anwa buru Thermodynamics nke onye obuna masiri.
Quantum Mechanics
[dezie | dezie ebe o si]Quantum Mechanics buru ezi nguzuchita nke soro ihe chi kezutara na uwa. Umunna zubiputara quantum mechanics soro na ndi otu Albert Einstein, Max Planck, Niels Bohr, Erwin Schrodinger, Werner Heisenberg na ndi ozo. Isi mbiputa nke quantum mechanics noro na ihe gbasara izu blackbody radiation.