Ibrahim Babangida

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa

Àtụ:Infobox president

General Ibrahim Badamosi Babangida

In office
27 Ọgọọst, 1985 - 27 Ọgọọst, 1993
Preceded by Muhammadu Buhari
Succeeded by Ernest Shonekan

Born 17 Ọgọọst, 1941
Minna, Niger State, Nigeria
Political party none (military)
Religion Islam

General Ibrahim Badamosi Babangida, onye nde mmadu na kpo IBB, amuru 17 Ọgọọst, 1941, bula onye ishi army Naigeria, mere onwe ya ishi government Naigeria na coup mere Ọgọọst 1985. Obu onye Gwarri.

Babangida nwetere ishi oche Naigeria, si, hagi mee obodo ha nwe elections, e nweta onye gi bu onye president ala Naigeria. Mgbe e mere ya, ha tufu ya, si o bughi nke eziokwu, ndi mmadu e shi ike, si Babangida kwesiri ifu la government Naigeria. Nke bu ihe mere Babangida a hafu office, tinye Ernest Shonekan na ya ta o lekotawa Naigeria du mgbe ndi madu e mee election nke president.

Lee nke ozo[mèzi]

Links na aga n'ezi[mèzi]