Nnamdi Azikiwe
Nke enwetere na Wikipedia ndi Igbo.
| Benjamin Nnamdi Azikiwe |
|---|
![]() |
|
|
| 1st President of Naigeria |
| Preceded by None (position created) |
| Succeded by Johnson Aguiyi-Ironsi |
|
|
| 3rd Governor-General of Naigeria |
| Preceded by James Robertson |
| Succeded by None (position abolished) |
|
|
| Political party National of Nigeria and the Cameroons |
| Religion Christianity[1] |
Nnamdi "Zik" Azikiwe, bu onye isi-ala izizi Nijiria nwere. Ochichi ya bidolu na afo 1954 welu ruo na afo 1966. Mana onwenyi kwa ikiki ime ife obula. Ikike di Abubakar "Na ala Tea" Tafawa Balewa na ndi umu azu ya na aka. Zik na agho aghugho dika mbe. Nya melu na mu afuro ya na anya nke ukwuu. Mana Zik bu oyili dike egwu, gaa gaa n'ogwu, anu kpolunku na eju onu. Omechalu ndi ocha ife, aru afolo fa. Zik latakwalu otu onu ya. Nwanyi ikpe azu onulu bu obele nwa ofulu ebe ona agba egwu ugwu. Umunna, udo dili uno.
Zik nwa nna anyi bu onye chi goziri nke ukwuu. Amamihe yabu nwa amadi di oke egwu. Oke iwe m bu na ndi igbo ufodu bu ndi nzuzu anaghi a kwanyere Zik ugwu ruru ya. O bu ihe inwute na onye kporo onwe ya onye Igbo nwere onu-nsi eji akato Zik. O buru na ndi ochichi ndi Igbo ma o bu ndi ochichi Naijiria nwere ike ime ihe oma Zik mere, obodo anyi a kabugo obodo oyibo. Ihere buruu onye o bula na-akpari nna anyi Zik, dika ikuku si ebu abuba ojo.
[edit] References
- ↑ Mamza, Paul. Odd Men For Odd Political Jobs: Its Time Up!. Dawodu.com. Segun Toyin Dawodu. Retrieved on 2007-05-03.
