Lola Shoneyin

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lola Shoneyin
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereLola Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya26 Febụwarị 1974 Dezie
Ebe ọmụmụIbadan Dezie
Dị/nwunyeOlaokun Soyinka Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụode akwukwo ifo, Odee akwụkwọ, odee uri Dezie
ebe agụmakwụkwọFettes College, Mahadum Olabisi Onabanjo, London Metropolitan University, Cargilfield Preparatory School Dezie
agbụrụNdi Yoruba Dezie
Ọrụ ama amaThe secret lives of baba segi’s wives, Mayowa and the Masquerades Dezie
Ihe nriteWomen's Prize for Fiction, PEN Oakland/Josephine Miles Literary Award Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Lola Shoneyin (26 Febrụwarị 1974 - ) bụ onye Naigeria bụ onye édémédé akwụkwọ.

Ihe ndụ nke Shoneyin[dezie | dezie ebe o si]

Shoneyin a mụrụ n'afọ 1977 n'Ibadan, Ȯra Ọyọ nke dị n'ala Naigiria. Ọ bụ onye Yoruba.

Ọ gara ụlọ akwụkwọ na Edinburgh, Obodoézè Nà Ofú, na Ibadan, gakwaa mahadum Olabisi Onabanjo na Ago Iwoye, Ȯra Ogun, n'ikeazu n'ime Obodoézè Nà Ofú na London.

Shoneyin bi na Lagos na Naigeria. Ọ na-arụ ọrụ na Abuja.[1]

Ihe ndị o dere[dezie | dezie ebe o si]

Lola Shoneyin n'afọ 2013.

Poetry[dezie | dezie ebe o si]

  • So all the time I was sitting on an egg, 1997[2]
  • Song of a Riverbird, 2002
  • For the Love of Flight, 2010

Children's Books[dezie | dezie ebe o si]

  • Mayowa and the Masquerades, 2010
  • Iyaji, the Housegirl, 2014

Novels[dezie | dezie ebe o si]

  • The secret lives of Baba Segi's Wives, 2010

Ihe ndị o mmeri[dezie | dezie ebe o si]

  • 2011 Josephine Miles Literary Award, The secret lives of Baba Segi's Wives

Lee nke ozo[dezie | dezie ebe o si]

Links n'aga n'ezi[dezie | dezie ebe o si]

References[dezie | dezie ebe o si]

  1. Between Pa Zuma and Baba Segi, African Writing, Interwiew with Lola Shoneyin, asụsụ békè, looked up on 25 Maachị 2016.
  2. Harper Collins Publishers, Akwụkwọ nke Lola Shoneyin, looked up on 25 Maachị 2016.