Mr 2Kay

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mr 2Kay
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoAbinye David Jumbo Dezie
aha pseudonymMr 2Kay Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya11 Febụwarị 1988 Dezie
Ebe ọmụmụUgwu Ọcha Dezie
Ọrụ ọ na-arụodee egwu Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2010 Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
diskografiMr 2Kay discography Dezie
ụdịAfrican popular music Dezie

Abinye David Jumbo nke amaara site aha ọgbọ bụ Mr 2Kay, bụ onye Naịjirịa na- agụ egwú na odee egwu. debanyere aha ya na Grafton Entertainment . [1] ma ọ hapụrụ lebeelụ ahụ na 2018 ka ọ mepee nke ya "Better Life Entertainment"

Ndụ mbido[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Mr 2Kay na Port Harcourt . Mgbe amụchara ya, ezinulo ya kwagara Bonny Island, Rivers Steeti ebe o toro. 2Kay bụkwa ezigbo onye omenkà ebe ọ na-ese ihe osise ka ọ na-etolite. [2]

Mazị 2Kay malitere ọrụ egwu ya na Port Harcourt mana mbupụta ya na Port Harcourt bụ waterside boy mana bupụtaghị ya na mba ọzọ were ruo 2012 mgbe Mr 2Kay wepụtara Bubugaga nke bupụtara ya na mba ọzọ.

Egwu mpụta mbụ Mr 2Kay "Bubugaga" pụtara na 8 Ọktoba 2012. Vidio egwu ahụ bụ "Bubugaga" bụ na London, UK ka etiri ya nke Nosa Igbinedion duziri n'okpuru Grafton Entertainment. Nke bụ otu egwu zuru mba. Emepụtara mpụta egwu mbụ Mr 2Kay bụ "Waterside Boy" na 21 Ọgụstụ 2011 n'okpuru Grafton Entertainment. Nke bụ egwu ya wuru ewu na Port Harcourt. [3]

Ndụ onwe[dezie | dezie ebe o si]

Ọnwụnwa ndị Ohi[dezie | dezie ebe o si]

Na 25 Ọktọba 2017, ndị ohi anọ ji egbe zuru Mr 2Kay n' ime ụlọ nkwari akụ ya na "Eko Hotels na Suites" na Victoria Island, Legọọsụ mgbe ọ gosipụtachara egwu ya na kọnsaatị 2Baba nke 'Buckwyld na Breathless Kọnsaatị, nke mere na etiti mgbakọ ụlọ nkwarị akụ nke Eko. [4] Ndi ohi ahụ merụrụ 2Kay ahụ nke sitere na izu ohi ahụ, kee ya agbụ, aka, ụkwụ na ọnụ wee zukọcha ihe ndị dị oke ọnụ nke gụnyere, uwe, ọla, ekwentị, mmanụ na-esi isi, na ego. Otu izu ezuru ohi gachara Mr 2Kay wepụtara egwu ọhụụ"Pray for me" nke a haziri maka ị pụta na ngwụcha Nọvemba tinyere abọm ya na-abịanụ akwụsịrị n'ihi ihe mere na ya, lebeelụ ya Grafton Records nyere ọtụtụ oge maka ị wepụta abọm ya. [5] Na 7 Nọvemba 2017, Mr 2Kay gbara akwụkwọ gbara ndị ụlọ ọrụ nkwali akụ Eko akwụkwọ nde nari ise maka ihe ahụ mere ya na Ọktọba. [6]

Ọrụ ndị ama ama[dezie | dezie ebe o si]

Ọ rụrụla n'ọtụtụ ihe mmemme na-ewu ewu ma, ọ rụrụ na mmemme dịka:

  • Factory78 TV – Mr 2Kay gosipụtara Bubugaga ebe ahụ/ mkparịtaụka Face-off na 2012 [7]
  • Afurobiiti London Pati na Coronet na 2014.[8][9]
  • Carniriv Ngụcha Mmemme na 2014.[10]
  • Prestigious London Jazz cafe na 2014.[11]
  • All Africa Music Awards (AFRIMA) na Industry Nite na 2015.[12]

Njegharị egwu[dezie | dezie ebe o si]

Na Sọnde, 17 Juunu 2018, na Aztech Arcum Stadium Road Port Harcourt, Rivers Steeti Naịjirịa. Mr 2Kay wepụtara kọnsaatị abọm "Elevated" gụnyere ndị egwu,ndị ozi redio/ ndị na-ahaịpụ [13] & DJ [14] Timaya, Duncan Mighty, Harrysong, Charles Okocha, DJ Jimmy Jatt, DJ Neptune, DJ Big N, DJ Kev, Joenell, Ayi, Real Prince, Idahams, Doray, Young GreyC, Squeeze Tarela, Legendary Sunny, Ajebo Hustlers, King Perryy, M Trill, Korkormikor, Olisa Adibua, Shope Shopsy na Alex nke Big Brother Naija (oge 3) . E rere ihe nkiri ahụ na ikike nke karịrị 2000 (puku abụọ), [15] e rere tiketi n'ime ọnụma nke (₦ 2,000-500,000) [16]

Mr 2Kay posted on his social media pages on 2 April 2018, to announce a singing/dancing competition[17] where he'll be giving away $2000 (Two Thousand Dollars) to 2 persons in Port Harcourt.

According to him, the initiative is a way of giving back to his starting foundation in the music industry. "Call it my little way of giving back to a place where I started my career."

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Onyinye na nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Emume onyinye Nkọwa onyinye (s) Nsonaazụ
2014 Onyinye Ntụrụndụ Naịjirịa style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
Onyinye Ntorobịa PNA style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
Onyinye Ntụrụndụ Naịjirịa style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
2015 Onyinye Ntụrụndụ Naịjirịa style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
Onyinye Mbuli Niger Delta [18] style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
The Headies style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara

Hụ kwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Egwu Port Harcourt
  • Ndepụta ndị egwu Naịjirịa

Nsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. "New Kid from Grafton Records", Thisday Live, 21 February 2012. Retrieved on 12 August 2015.
  2. Mr 2Kay Biography. Biography Home.
  3. "Fighting Their Way to Stardom", AllAfrica, 5 January 2014. Retrieved on 12 August 2015.
  4. "Singer,.Mr. 2Kay battered, robbed at gunpoint - Vanguard News". Retrieved on 8 November 2017.
  5. Mr. 2Kay - Pray For Me [New Music | BellaNaija]. Retrieved on 8 November 2017.
  6. "ROBBERY ATTACK: Mr 2Kay slams N500m lawsuit on Eko Hotel". Retrieved on 8 November 2017.
  7. FACTORY78 – Mr 2Kay Performs Bubugaga Live / Face-off interview. Naija Celebrity. Archived from the original on 2018-09-10.
  8. Afrobeats London Party at Coronet. shoobs.
  9. Afrobeats London Party at Coronet. YouTube (Tonye Ibiama).
  10. mr 2Kay performance at Caniriv 2014 closing ceremony. Pulse Nigeria.
  11. Mr 2Kay performs at Prestigious London Jazz cafe. Jaguda. Archived from the original on 2016-03-04.
  12. Watch Cynthia Morgan, Mr 2Kay, Niniola, others perform at AFRIMA Industry Nite. Pulse Tv. Archived from the original on 2018-09-10.
  13. Mr 2Kay Defends His Claim Of Elevation With His Successful Elevation Concert In Port Harcourt | See Photos - Nigerian Entertainment Today (19 June 2018). Retrieved on 27 June 2018.
  14. Mr 2Kay to feature top deejays at ‘The Elevated Concert' - The Nation Nigeria (27 May 2018). Retrieved on 27 June 2018.
  15. Shut Down! Over 2,000 People Gathered For Mr 2Kay's ELEVATED Concert - Nigerian Entertainment Today (18 June 2018). Retrieved on 27 June 2018.
  16. Mr 2Kay Elevated Concert | NETShop. Archived from the original on 20 June 2019. Retrieved on 27 June 2018.
  17. MR. 2Kay Set To Hold Elevated Concert, And Give Back To Port Harcourt This June - Nigerian Entertainment Today (28 March 2018). Retrieved on 27 June 2018.
  18. Archive copy. Archived from the original on 2017-07-06. Retrieved on 2020-11-26.