Ǹkà

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ǹkà
Sebastiano Ricci 002.jpg
academic major, essentially contested concept
subclass nkeihe omume, recreation, process Dezie
Akụkụ nkeCulture, arts Dezie
mụrụ yaart history, art practice, sociology of art Dezie
ngwaahịa ma ọ bụ ihe emepụtarawork of art Dezie
hashtagart, Kunst, artwork Dezie
nwere àgwàart genre, art style, type of art, Classificatory disputes about art Dezie
practiced byomenkà, art writer Dezie
akụkọ ihe mere eme nke isiokwuhistory of art Dezie
Stack Exchange mkpadohttps://stackoverflow.com/tags/art Dezie

Ǹkà bu ihe fútárá mgbe ha mà úmá dosèrè ihe na nke gi bànyà na úche màdu kọ métú ya óbị. Ímé ya di ihe iche iche màdu ne me, ne ké, na ihe ha na púfùta na óbị, di kà ábu, ndemende, onyo-na-ga, nsèrè, íhé ha kpụrụ ukpú, na òtite. Ha na jú ihe bụ ǹkà na ílúnílú nke ọmúmú-mmā (nke ndi bekee na kpọ aesthetics).