30 Eprel
Ọdịdị
April 30
obere ụdị nke | 30th |
---|---|
Akụkụ nke | Önwa ànó |
30 Eprel bu ubochi nke 30th (nke iri atọ na ) na onwa ana kpo Eprel. Na Gregorian calender, 30 Eprel bu ubochi nke 120th (121st na afo nke ana-kpo leap year) na afo. Anyi nwere agugu ubochi 245 du mgbe afo na agwu.
Ihe mere na 30 Eprel
[dezie | dezie ebe o si]- 313 – Onye Mpaghara Rome Licinius tírí chàrà Mpaghara Rome Owuwa na okpúrù ọchíchì ya
- 1006 – Supanova SN 1006, nke cháfụrụ supanova ndi ọzọr na ákíkó mbu hé dèrè, zìrì na ọtú kpákpándụ Lupus.
- 1315 – Enguerrand de Marigny nwùrù na erírí na Montfaucon.
- 1492 – Spain nyèrè Christopher Columbus ọdà ka yá gawá íjẹ na ùwà.
- 1513 – Edmund de la Pole, onyé York gùrù aghùghò í gá oché ézè England, nwùrù mgbe Henry VIII sị ya nwü.
- 1671 – Petar Zrinski, onye Croatia Ban shí umunna Zrinski, nwùrù na áká ọchíchì.
- 1789 – na ọgwa élú nke Federal Hall na Wall Street ímé New York City, George Washington wèrè nsú na àlà Í bụ President of the United States.