Aṣa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Aṣa
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịFrance Dezie
Aha ọmụmụBukola Elemide Dezie
Aha enyereBukola Dezie
aha ezinụlọ yaElemide Dezie
aha pseudonymAṣa Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya17 Septemba 1982 Dezie
Ebe ọmụmụParis Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, odee egwu Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2006 Dezie
agbụrụNdi Yoruba Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaCatholicism Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ájá ájá Dezie
ngwa egwuJita, olu egwụ, ukulele, Piano Dezie
diskografiAṣa discography Dezie
akara ndekọNaïve Records Dezie
ahọpụtara makaPrix Constantin, Victoires de la Musique Dezie
webụsaịtịhttps://www.asaofficial.com/ Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie
Aṣa

 

Bukola Elemide (bụ onye amụrụ ka mkpụrụ ụbọchị dị na iri na asaa n'onwa Septemba, n'afọ 1982), nke a maara dị ka Aṣa (/ˈæʃə/ ASH-ə, French: ), bụ onye Nigeria na kwa onye French na-agụ egwu, na-ede egwu, na onye na-edekọ egwu.[1]

 

Isi mbụ afọ ọ malitere[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Aṣa na Paris nye nne na nna Naijiria na-arụ ọrụ ma na agụ kwa akwụkwọ maka ihe nkiri na ihe onyonyo na France. Ezinụlọ ya laghachiri ga biri na Naịjirịa mgbe ọ dị afọ abụọ. Nne na nna ya si Itoku, n'okpuru ọchịchị Abeokuta South nke Ogun State, nke Naijiria.[2] Aṣa tolitere n'obodo mepere emepe nke Legọsụ , n'akụkụ ndịda ọdịda anyanwụ nke Naịjirịa.O rue ka afọ iri na asatọ gasịrị, Ọ laghachiri mba Paris, ebe ndụ ya dị ka onye na-ese ihe malitere.[1] O nwere ụmụnne nwoke atọ tọrọ ya.[3]

Ka afọ na agafe,ude ịkụ egwu ya malitere ito site na nchịkọta egwu dị ukwuu nna ya nwuru maka ọrụ ya dị ka onye na-ese ihe nkiri na ihe onyonyo. Ihe ndekọ ndị a na-egosi ndị America, Naijiria na ndị Afrịka, gụnyere ndị na-akụ egwu dịka Marvin Gaye, Fela Kuti, Bob Marley, Aretha Franklin, King Sunny Adé, Diana Ross, Nina Simone, na Miriam Makeba. Aṣa nwetara nkpalite site na nchịkọta nke ndepụta egwu nke nna ya.[4]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2004, Asa zutere onye njikwa ya na enyi ya, Janet Nwose, onye mere ka ya Cobhams Asuquo mata onwe ha, onye mechara ghọrọ onye na-emepụta abọm studio mbụ ya Asa (Asha).[5]

  1. 1.0 1.1 "There's 'Fire On The Mountain'; Where Is Asa?", Sahara Reporters, 7 October 2018.
  2. Asa - Bukola Elemide. Man Power.
  3. bukola elemide (asa). Nigeria Galleria.
  4. My S-xuality Is Been Questioned - Aṣa‌ (en-gb). Nigeriafilms.com. Retrieved on 2022-07-24.
  5. "Why Asa and her female manager are still best of friends" GhanaWeb, 3 October 2016.