Gaa na ọdịnaya

Abdul Aminu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Abdul Aminu
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya21 Febụwarị 1965 Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Nigerian Pidgin Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
Onye nsonye òtù egwuregwuNigeria national football team Dezie
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie

 

Abdul Aminu (amụrụ na 21 Febụwarị 1965) bụ onye Naijiria na-agba bọọlụ. Ọ gbara bọọlụ iri maka otu egwuregwu bọọlụ mba Naịjirịa site n'afọ 1990 ruo 1992.[1] A kpọkwara ya aha na ndị otu Naịjirịa Maka asọmpi iko mba Afrịka nke afọ 1990.[2]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Abdul Aminu. National Football Teams. Retrieved on 3 May 2021.
  2. African Nations Cup 1990 - Final Tournament Details. RSSSF. Retrieved on 3 May 2021.