Abdulfatai Buhari
Ọdịdị
Abdulfatai Buhari | |
|---|---|
| Member of the House of Representatives representing Ogbomoso North, Ogbomoso South and Oriire Federal Constituencies | |
| In office 2003–2007 | |
| President | Muhammadu Buhari |
| Constituency | Oyo North |
| Personal details | |
| Political party | All Progressives Congress (APC) |
Abdulfatai Buhari
| Akụkụ nke | Nigerian senators of the 9th National Assembly |
|---|---|
| Ụdịekere | nwoke |
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha n'asụsụ obodo | Buhari Abdulfatai Omotayo |
| Aha ọmụmụ | Buhari Abdulfatai Omotayo |
| Aha ezinụlọ ya | Buhari |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1965 |
| Ebe ọmụmụ | Ogbomosho |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa |
| Asụsụ ọ na-ede | English, Asụsụ Yoruba |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | onye otu ndi omeiwu nigeria, onye otu ndi omeiwu nigeria |
| Ebe agụmakwụkwọ | Ahmadu Bello University, University of Ilorin, University of Abuja |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | All Progressives Congress |
| Okpukpere chi/echiche ụwa | Okpukpere Alakụba |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | agba aja aja |
| Nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Abdulfatai Omotayo Buhari bụ onye omebe iwu Naijiria na-anọchite anya Oyo North Senatorial district. A họpụtara ya nke mbụ n'oge ntuli aka ndị omebe iwu nke afọ 2015 wee họpụta ya ọzọ na ntuli aka nke afọ 2019.
Ọ rụrụ ọrụ dịka onye kọmishọna na-ahụ maka ọchịchị ime obodo na ihe ndị isi ọchịchị na steeti Oyo nakwa onyeisioche kọmitii Sineti maka ICT na mpụ ịntanetị. N'afọ 2003, ọ rụrụ ọrụ dịka onye otu ụlọ omebe iwu na-anọchite anya Ogbomoso North, Ogbomoso South na Oriire Federal Constituency.
Ọ bụ onye isi oche nke kọmitii sineti na-ahụ maka njem ala na mmiri.
Akpọrọ ya onye isi oche, kọmitii Sineti na ụgbọ elu nke Senate nke iri na 8th August, 2023.