Abdullahi Tetengi
Ọdịdị
Abdullahi Tetengi
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Abdullah |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Julaị 1969 |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | sprinter |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu |
| Ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | sprinting |
| So na | 1988 Summer Olympics |
Abdullahi Tetengi (amuru 15 Julaị 1969) bu onye egwuregwu Naijiria lara ezumike nka bu onye so n'egwuregwu sprinting. Ọ nọchitere anya obodo ya na 1988 Summer Olympic Games na 1990 Commonwealth Games. Na mgbakwunye, ọ meriri ihe nrite ọlaọcha abụọ na asọmpi 1990 nke Africa.
Egwuregwu mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]| Year | Competition | Venue | Position | Event | Notes |
|---|---|---|---|---|---|
| Representing Lua error in package.lua at line 80: module 'Module:CountryData/cacheE' not found. | |||||
| 1986 | World Junior Championships | Athens, Greece | 12th (qf) | 100 m | 10.71 |
| 11th (sf) | 200 m | 21.57 | |||
| 13th (h) | 4 × 100 m relay | 40.99 | |||
| 1988 | World Junior Championships | Sudbury, Canada | 5th | 100 m | 10.47 |
| 2nd | 4 × 100 m relay | 39.66 | |||
| Olympic Games | Seoul, South Korea | 6th (h) | 4 × 100 m relay | 39.15 | |
| 1990 | Commonwealth Games | Auckland, New Zealand | 6th | 100 m | 10.20 (w) |
| 9th | 200 m | 20.96 (w) | |||
| 2nd | 4 × 100 m relay | 38.85 | |||
| African Championships | Cairo, Egypt | 2nd | 100 m | 10.36 | |
| 2nd | 200 m | 21.01 | |||
| 1991 | World Indoor Championships | Seville, Spain | 25th (h) | 60 m | 6.85 |
| 18th (h) | 200 m | 21.76 | |||
Ihe kacha mma
[dezie | dezie ebe o si]N'èzí
- 100 mita - 10.12 (Bauchi 1990)
- 200 mita - 20.39 (Bauchi 1990)
N'ime ụlọ
- 60 mita - 6.85 (Seville 1991)
- 200 mita - 21.76 (Seville 1991)
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Abdullahi Tetengi at the Commonwealth Games Federation (archived)
- Abdullahi Tetengi at the International Olympic Committee
- Nkọwa egwuregwu niile