Abidemi Sanusi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Abidemi Sanusi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụode akwukwo ifo, Odee akwụkwọ Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Leeds Dezie
agbụrụNdi Yoruba Dezie
Ọrụ ama amaEyo Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Abidemi Sanusi bu onye ode akwukwo bụ onye Naijiria.

Ndụ ya[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Abidemi Sanusi na Lagos, Nigeria . Ọ gụrụ akwụkwọ na England, na Mahadum nke Leeds .

Sanusi rụrụ ọrụ dị ka onye ọrụ n'ahụmaka ugwu na nsọpụrụ nke mmadụ, ma ugbua, ọ na-elekọta weebụsaịtị ndị na-ede edemede.

Kemi's journal (2005) bụ ọrụ mbụ ya nke akụkọ ifo, Zack's Story of Life, Love and everything bụ ndị so ya na-azụ. God Hs Daughters Too bụkwa akwukwo ofufe nke e dere banyere umu nwanyi iri nke Agba Ochie. [1] Akwụkwọ akụkọ ya kachasị ọhụrụ, Eyo, nke WordAlive Publishers bipụtara ka e depụtara maka ihe nrite nke Commonwealth Writers nke afọ 2010. [2]

Ọrụ ya ndị e bipụtara[dezie | dezie ebe o si]

  • Eyo (2009)
  • Kemi's Journal (2005)
  • God Has Daughters Too '(2006)
  • Zack's Story of Life, Love and Everything (2006)

Ebe m si dee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Agbro Jr., Joe (2010-02-28). Nigerian authors eye Commonwealth crown. Vintage Press Limited. Archived from the original on 2010-08-21.
  2. Commonwealth Writers’ Prize regional winners’ shortlist announced. Commonwealth Foundation. Archived from the original on 2010-04-02.

Njikọ dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]