Abigail Ashley
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Ghana |
aha enyere | Abigail |
aha ezinụlọ ya | Ashley |
ụbọchị ọmụmụ ya | 7 Julaị 1979 |
Ebe ọmụmụ | Prampram |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | oko akuko ihe onyonyo, àgwà redio, health activist, onye mmebe ejiji |
onye were ọrụ | UTV Ghana |
Abigail Ashley bụ onye na-eme ihe ngosi telivishọn na Ghana, onye na-ahụ maka redio, onye na-akwado ahụike na onye ndu ọrụ maka Behind My Smiles Foundation - otu nzukọ na-abụghị nke gọọmentị (NGO) na-elekwasị anya na ahụike akụrụ. Ọ bụkwa onye dere akwụkwọ "A Decade of My Life" Behind My Smiles .[1][2][3]
Ashley bụ onye ngosi na onye na-akwado "My Health, My Life" na United Television Ghana.[2][4] N'afọ 2017, a họpụtara ya dika out n,ime mmadu iri ise na etolite etolite kacha ji de ego na Ghana[5][6]
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]A chọpụtara .ma lanarị ọrịa akụrụ na-adịghị ala ala mgbe e nyechara ya afọ ise ka ọ dị ndụ. A wara ya ahụ maka igbazinye akụrụ.[7][8]
E tunyere ya ùgwù na mbipụta nke 9 edition nke 3G Awards na Bronx na New York na USA. Etukwara ya ugo maka onyinye ya nye ndị mmadụ n'otu n'otu na mkpọsa ya maka ibi ndụ dị mma.[9]
Ndetu
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ UTV’s Abigail Ashley Launches ‘The Behind My Smile Project’ (en-US). GhanaNation Online. Archived from the original on 2018-04-04. Retrieved on 2018-04-04.
- ↑ 2.0 2.1 "Ghanaian TV presenter Abigail Ashley can never give birth and this is why", GhanaCrusader.com - Latest News in Ghana and Beyond, 2017-09-06. Retrieved on 2018-04-04. (in en-US)
- ↑ "Hundreds Attend Abigail Ashley’s Book Launch", Modern Ghana. Retrieved on 2018-04-04. (in en-gb)
- ↑ UTV’s Abigail Ashley Launches Foundation To Support Kidney Patients (en). Modern Ghana. Retrieved on 2020-07-24.
- ↑ Online. "UTVs Abigail Ashley, Others Nominated For 50 Most Influential Young Ghanaians". Retrieved on 2018-04-04.
- ↑ "Most Influential Young Ghanaians 2017: See Full List and Categories", Ghana News Today | Latest News on BuzzGhana.com, 2017-12-19. Retrieved on 2018-04-04. (in en-US)
- ↑ New kidney, new life for UTV's Abigail Ashley (en-gb). Graphic Online. Retrieved on 2020-07-24.
- ↑ The surviving story of UTV Presenter Abigail Ashley (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2020-07-24.
- ↑ UTV’s Abigail Ashley to be honoured at 3G Awards (en-gb). Graphic Online. Retrieved on 2020-07-24.