Abimbola Adelakun
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | odee akwụkwọ, university teacher |
| Ụdị ọrụ ya | African studies, Pentecostalism, spirituality |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Ibadan |
| Agbụrụ | Ndi Yoruba |
Abimbola Adunni Adelakun ⓘ (a mụrụ n'ụbọchị nke 15 n'ọnwa Septemba ) bụ onye edemede Naijiria. Mkpúrù èdè íke
Ndụ ya
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ ya na Ibadan, na Ndịda anyanwụ nke Naijiria, ọ gụrụ akwụkwọ na Mahadum nke Ibadan, ebe ọ gụchara ma jiri asambodo nke ogo bachelọ na Masta na ngalaba nkwukọrịta na nka asụsụ were pụta. Ọ gụchara akwụkwọ nzere dọktọreti na ịgba egwu na ihe nkiri na Mahadum Texas, dị na Austin . [1]
Ọ na-arụ ọrụ n'ụlọ mgbasaozi The Punch dị na Legos Steeti, na Naijiria, dịka onye edemede. Ọ gụrụ maka omenala nke Afrịka nke agba ọhụrụ, ka e si e bi ya ma na-eme ya site na anya nyocha nke arụmọrụ, okike, Afrikana, na ọmụmụ Yoruba. Ọ na-ede akwụkwọ agụmakwụkwọ nke e depụtara n'akwụkwọ akụkọ dị iche iche gụnyere Journal of Women and Religion, na Journal of Culture and African Women Studies. Ụfọdụ n'ime edemede ya gụnyere 'Coming to America: Race, Class, Nationality and Mobility in “African” hip hop' 2013; Pentecostal Panopticism na the Phantasm of "The Ultimate Power" 2018; ‘The Spirit Names the Child: Pentecostal Names and Trans-ethics’ 2020; ‘Black Lives Matter! Nigerian Lives Matter!: Language and Why Black Performance Matters’ 2019; ‘Pastocracy: Performing Pentecostal politics in Africa’ 2018; ‘Godmentality: Pentecostalism as performance in Nigeria’ 2017; ‘The Ghosts of Performance Past: Theatre, Gender, Religion and Cultural Memory’ 2017; ‘Spectacular Prophecies: Examining Pentecostal Power in Africa’ 2017; ‘Remixing Religion: An Interdisciplinary Graduate Student Conference’ 2014; ‘Yoruba Studies Review’ and ‘I am hated, therefore I am: The Enemy in Yorùbá Imaginary’ [2] [3]
Ọ bụ ya dere akwụkwọ Under the Brown Rusted Roofs.
Ebe m si dee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Archive copy. Archived from the original on 2020-10-30. Retrieved on 2020-11-02.
- ↑ https://scholar.google.com/citations?user=4Z0JYQ0AAAAJ&hl=en
- ↑ http://independent.academia.edu/AbimbolaAdelakun/CurriculumVitae
Njikọ dị na mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Pages using the Phonos extension
- All articles with dead external links
- Articles with dead external links from November 2018
- Articles with invalid date parameter in template
- Articles with permanently dead external links
- Articles with dead external links from December 2016
- Onye édémédé akwukwọ si-na Naigeria
- Mmadụ ndi di ndụ
- Ụmụ nwanyị Naijiria