Abimbola Craig
Ọdịdị
Abimbola Craig
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Abimbola |
| Aha ezinụlọ ya | Craig |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | Novemba 1986 |
| Ebe ọmụmụ | Lagos |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee, onye na-emeputa ihe onyoyo |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Buckingham |

Abimbola Craig ⓘ (a mụrụ n'ụbọchị nke 3, n'ọnwa Nọvemba n'afọ 1986) bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri nke Nollywood [1] zara Tiwalade na Skinny Girl in Transit . [2] Na mbụ, ọ chọburu ịbụ onye nrụpụta nke Skinny Girl in Transit, mana o mechara bụrụ onye isi na ihe nkiri ahụ. Kemgbe agba nke 1, Abimbola agafeela ọ bụghị naanị na ọ bụ onye isi na ihe nkiri ahụ, mana o mepụtakwara agba nke 2 - agba nke 6 nke SGIT. [3] Craig sokwazị mepụta ihe nkiri "Sugar Rush" nke Box office n'afọ 2019, tinyere Jadesola Osiberu.
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Craig na-arụ ọrụ ugbu a dị ka onye isi nụpụta nke mke Ndani Communications, nke a makwaara dị ka Ndani TV na-ewepụta ihe ngosi gụnyere Skinny Girl na Transit, Phases, Rumor Has It and The Juice dgz. [2]
Ebe m si dee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Nollywood celebrities grace latest MTV Shuga's movie screening. Daily Trust. Retrieved on 25 August 2018.
- ↑ 2.0 2.1 Abimbola Craig Biography Profile FabWoman.
- ↑ Abimbola Craig : "I was meant to produce "Skinny Girl in Transit". Pulse Nigeria. Archived from the original on 25 August 2018. Retrieved on 25 August 2018.
Njikọ dị na mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Abimbola Craig on Instagram
- Abimbola Craig on IMDb