Abiodun Koya
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Abiodun Koya |
Aha ọmụmụ | Abiodun Koya |
aha enyere | Abiodun |
aha ezinụlọ ya | Kōya |
ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Disemba 1980 |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Ogun |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | opera singer |
ebe agụmakwụkwọ | University of the District of Columbia, The Catholic University of America |
agbụrụ | Ndi Yoruba |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ụdị olu | soprano |
ngwa egwu | olu egwụ |
ụdị | gospel music |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Abiodun (Abby) Koya audio (A mụrụ n'ụbọchị nke 22 n'ọnwa Disemba n'afọ 1980) bụ nwaafọ Naịjirịa na-agụ egwu ejije nkwa, onye na-ede egwu, onye na-ede abụ, onye na- eme ihe nkiri, onye na-ede ihe nkiri na onye na-enyere ndị ogbemye aka bi na Amerịka .
Ọ bụ otu n'ime ndị ọkachamara ole na ole bụ ndị Afrịka na-agụ egwú ejije nkwa. A na-akpọ ya ọgụegwu ndi isi ala na ndị. Abiodun Koya e meela ihe nkiri na White House, na mmemme nke Onye isi ala ya na Democratic National Convention. A mụrụ ya na Ogun steeti dị na Naịjirịa,nna ya gbara ya ume, ma gosi ya egwu ndịgboo mgbe ọ dị afọ atọ, Koya nwere mmasị n'ịkụ egwu mgbe ọ gbara afọ isii, na-ịkpọ vayolịn ma na-agụ egwu gboo n'ụlọ ụka. Ọ hapụrụ Naịjirịa n'afọ 2001 gawa mba Amerịka ebe ọ gụrụ Business Management na Mahadum nke District nke Columbia, dị na Washington D.C. Ọ gara n'ihu ị gụ akwụkwọ maka egwu na nzere Masta ya na Mahadum ndị Katọlik,dị na Washington. D.C
Ka ọ na-agụrụ ụfọdụ ndị ndu kachasị ike n'ụwa taa egwu, a kọwara ya dịka otu n'ime olu kacha mma n'ụwa. [1] [2] Ọ gụgoro ọtụtụ ndị ndu na gburugburu ụwa egwu, gụnyere ndị isi ala na ndị eze, ndị nnọchi anya mba, na ndị otu ọgbakọ omebe iwu. N'afọ 2009, o weputara mkpokọta egwu uri ịhụnanya ya nke akpọrọ "Mood of a Princess".
Koya na-ahụ maka otu ọrụ ebere ma na-etinye aka na ọrụ nkuzi. Otù ọrụ ebere ya na-enye ụmụ akwụkwọ agụmakwụkwọ n'efu n'ọtụtụ mba Afrịka.
Ebe m si dee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Martins, Babatunde (1 May 2016). "Over-commercialization of music is killing us": Nigerian Opera Singer, Abiodun Koya. Boss Newspaper. Archived from the original on 5 October 2016. Retrieved on 4 October 2016.
- ↑ Watts, Gabbie (6 November 2015). Nigerian Opera Singer Explores Classical Crossover In Atlanta. 90.1 WABE. Retrieved on 4 October 2016.