Gaa na ọdịnaya

Abiodun Obafemi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Abiodun Obafemi
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya25 Disemba 1973 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheonye na-agbachitere Dezie
Ebe obibiLagos Dezie
AgbụrụNdi Yoruba Dezie
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie
So na1996 Summer Olympics Dezie
Otu egwuregwu ma ọ bụ asọmpiBundesliga Dezie

Abiodun Olugbemiga Obafemi (amụrụ na 25 Disemba 1973 na Lagos) bụ onye Naijiria bụbu onye na agba bọọlụ. Ọ bụ onye na agbachitere nke gbara ọtụtụ ọrụ ya na Germany, ọ bụkwa otu n'ime ndị meriri nrite ọla edo nke Naịjirịa na 1996 Olympics.

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]


Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]
  • Abiodun Obafeminafussballdaten.de (n'asụsụ German)

Templeeti:Nigeria men's football squad 1996 Summer Olympics