Abiola Bashorun

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Abiola Bashorun
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereAbiola Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1980s Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye asọmpi ịma mma Dezie
agbụrụNdi Yoruba Dezie

Abiola Bashorun bụ nwaafọ Naịjirịa na-eme ngosi uwe na ihe ngosi ịma nma. O meriri na asọmụmpi Most Beautiful Girl in Nigeria n'afọ 2006.

N’afọ 2006, Bashorun dị afọ iri na asatọ bụ onye mmeri ịtụnanya na mmemme ihe ngosi ima nma kwa afọ ahụ. Dị ka eze nwanyị na-achị achị, ọchịchị Baroshun bụ ime ka ndị mmadụ mara maka ọrịa Sickle Cell. O kebiri ime nkea mgbe enyi ya nwụsịrị maka ọrịa ahụ ; ọ jiri ọtụtụ oge n’ime oge ọchịchị ya na-ahazi ọhaneze na nzukọ ọmụmụ i ji kuziere ndị Naijiria maka ọrịa ahụ. Ọ nọchitere anya Naijiria na Miss World n'afọ 2006 . [1]

N'afọ 2008, Bashorun pụtara n'ihe nkiri azụmahịa nke Motorola . O mechara gụọ gbasara iwu na United Kingdom ma mesịa laghachi Naịjirịa mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ.

Ebe m si dee[dezie | dezie ebe o si]