Abisogun Leigh
Ọdịdị
Abisogun Leigh
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | academic |
Abisogun Leigh bụ onye nkuzi na onye nchịkwa Naijiria. [1][2] bụ osote onye isi nke Mahadum Lagos State site na 2001-2005.Ọ nọchiri Fatiu Ademola Akesode onye nwụrụ tupu njedebe nke ọrụ ya na Machị 2001; Bola Tinubu họpụtara ya.
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Leigh hụrụ igwu mmiri n'anya ma bụrụ onye nkwado nke Ngalaba Igwu Mmiri nke Lagos Country Club [3]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Even in Saudi Arabia, no one roams about with cattle –Prof. Abisogun Leigh, animal scientist and former LASU VC (en-US). The Sun Nigeria (2021-06-26). Retrieved on 2022-05-24.
- ↑ Nigeria: Abisogun Leigh, Vice-Chancellor, Lagos State University: 'Yes, Our Students Are Armed' (31 July 2002). Retrieved on 20 May 2017.
- ↑ LASU’s Ex-VC, Abisogun Leigh charges govt to support swimming - Vanguard News. Vanguard (27 January 2017). Retrieved on 20 May 2017.