Abolaji Omotayo Oluwaseun
Appearance
Abolaji Omotayo Oluwaseun
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 6 Disemba 1998 |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | sprinter |
agbụrụ | Ndi Yoruba |
ụdị egwuregwu | egwuregwu |
Abolaji Omotayo Oluwaseun (amụrụ na 12 June 1998) bụ onye Naijirịa na-agba ọsọ.[1] O ritere ihe nrite ọla edo na 4 x 100 mita relay, na 2015 African Junior Athletics Championships .
Ndụ
[dezie | dezie ebe o si]O sonyere na 2014 Nigerian Youth Championships (U18). O ritere ọla nchara, na mita 100, na 12.57, n'azụ Aniekeme Alphonsus na Favor Ekezie.[2] O sonyere na 2014 World Junior Championships in Athletics.[3] O sonyere na 2015 Commonwealth Youth Games, merie ihe ṅrite ọla edo na 4×100 mita relay.[4]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Olus (2015-04-17). AFN picks 27 athletes for African Youth Championships (en-US). MAKING OF CHAMPIONS. Retrieved on 2020-10-22.
- ↑ admin. Dr. D. K. Olukoya National U-18 Champs, Ijebu Ode (Nigeria) 27-28/02/2014 | Africathle (en-US). Archived from the original on 2020-10-27. Retrieved on 2020-10-22.
- ↑ 4x100 Metres Relay Result | IAAF World Junior Championships 2014 (en). www.worldathletics.org. Retrieved on 2020-10-22.
- ↑ Meet Results. liveresults.qldathletics.org.au. Retrieved on 2020-10-22.