Ada Eme

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ada Eme
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereAda Dezie
aha ezinụlọ yaEme Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1998 Dezie
Ebe ọmụmụOhafia Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụmodel Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum National Open University nke Naijiria Dezie
Ụcha ime anyablack Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
so naNwaanyị Naịjirịa Dezie

Ada Agwu Joy Eme (amụrụ 1998) bu ihe nlere Naijiria, onye ọchụnta ego na onye nwe aha ịma mma bụ onye e chiri okpueze dị ka onye mmeri nke mbipụta 2022 nke ọmarịcha nwa agbọghọ kacha mma na Nigeria . [1] [2] Ọ nọchitere Naijiria na 2022 Miss World pageant pụtara Top 30 na asọmpi Miss World .

Ndụ mbido[dezie | dezie ebe o si]

Ada si Amaogudu Abiriba na Ohafia Local Government Area nke Abia State . [3]

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Eme gara ụlọ akwụkwọ gọọmentị Oshogbo na Lagos, Nigeria . N'afọ 2019, e nyere ya nnabata na National Open University of Nigeria, Lagos ka ọ mụọ ọmụmụ udo na esemokwu . [4]

Ihu ihu[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2022, enwere ndị asọmpi iri atọ na isii iji merie mbipụta MBGN nke iri atọ na anọ, asọmpi mba nke mere na Eko Hotels and Suites na Lagos State . [5] Ọ meriri asọmpi ahụ mgbe nọchiri Oluchi Madubuike, onye meriri 2021 nke Most Beautiful Girl na Nigeria. Gọvanọ nke Abia Steeti, Okezie Ikpeazu kelere ya sị na o mere Abia steeti mpako. [6] [7]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Ada Eme Emerges Most Beautiful Girl In Nigeria. von.gov.ng (23 October 2022). Archived from the original on 26 February 2023. Retrieved on 14 January 2024.
  2. Njoku (21 October 2023). Miss World 2023: Ada Eme takes campaign against schistosomiasis to India. vanguardngr.com. Archived from the original on 18 January 2024. Retrieved on 18 January 2024.
  3. Abia born Ada Eme emerges 2022 Most Beautiful Girl in Nigeria (en-US). Daily Post NG (2022-10-22). Archived from the original on 2022-10-22. Retrieved on 2020-11-17.
  4. I want to be a diplomat –Ada Eme, MBGN 2022 (21 May 2023). Archived from the original on 30 May 2023. Retrieved on 18 January 2024.
  5. …And The 2022 Most Beautiful Girl in Nigeria (MBGN) Is Ada Eme 👑. BellaNaija.com (22 October 2022). Archived from the original on 11 January 2023. Retrieved on 17 January 2024.
  6. What Gov. Ikpeazu told Nigeria’s most beautiful girl Eme. PM News. Archived from the original on 18 January 2024. Retrieved on 17 January 2024.
  7. "Ikpeazu receives Abia-born Most Beautiful Girl in Nigeria", Vanguard NG. Retrieved on 30 December 2023.