Adanna Nwaneri
Ọdịdị
Adanna Nwaneri
| ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| mba o sị | Naijiria |
| ụbọchị ọmụmụ ya | 31 Ọgọọst 1975 |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
| ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
| agbụrụ | Ndị Igbo |
| ụdị egwuregwu | footbọl |
Adanna Nwaneri ⓘ (a mụrụ n'ụbọchị nke 31 n'ọwa Ọgọst n'afọ 1975) bụ nwafọ Naijiria gbabuuru otu Nigeria women's national football bọọlụ dịka onye nchekwa. O so na ndi otu nọchitere anya Naijiria na FIFA Women World Cup nke afọ 1999 . [1]
Ebe m si dee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ FIFA Women's World Cup USA 1999 - Nigeria. FIFA Women's World Cup United States 1999. FIFA (1999). Retrieved on 2007-09-28.
Njikọ dị na mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Adanna Nwaneri – FIFA competition record