Adaora Onyechere

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Adaora Onyechere
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoAdaora Onyechere Dezie
Aha enyereAdaora Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1984 Dezie
Ebe ọmụmụOkigwe Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụoko akuko ihe onyonyo Dezie
ụdị ọrụ yaOnye ntaakụkọ, motivational speaker, onye ọchụ̀nta ego, odee uri, author Dezie
ebe agụmakwụkwọOxford Brookes University, London Metropolitan University Dezie
ogo mmụtaBachelor of Arts, nzere masters Dezie
isi agụmakwụkwọBekee, creative writing Dezie
agbụrụNdị Igbo Dezie
usoro ederedeLatin script Dezie
Usòrò:Adaora Onyechere.jpg

Adaora Onyechere bụ Nigerian Broadcast Journalist, entrepreneur, motivational speaker, poet nakwa author. O so ndi na-gosipụta ihe nkiri a kpọrọ kakaki, kwa ụbọchị n'ụlọ ọrụ Africa Independent Television. [1] Ọ bidoro ihe nkwupụta nke ya akpọrọ 'Talk2Adaora n'ụlọ ọrọ Kiss 99.9 FM nke dị n'Abuja ụbọchị Tuzedei ọbụla n'elekere anọ nke mgbede. Site na agụụ ikwado ụmụ nwaanyi ibe ya na-agụ ya , o guzobere otu a kpọrọ 'WEWE Network Afrique', WEWE, pụtara Women Enabling Women Everywher. Nke a metụtara mba Afrika niile[2] Ihe nkwupụta ahụ o bidoro n'ụlọ ọrụ Kiss FM a kpọrọ Talk2Adaora bụ aka ọrụ ndi WEWE Network Afrique. Ọ bụkwa onye isi na nke a kpọrọ 'Signature Heels Media'.

Mbidondu na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya na Nigeria, Nne na nna ya bụ ndị <a href="https://en.wikipedia.org/wiki/Okigwe" rel="mw:ExtLink" title="Okigwe" class="cx-link" data-linkid="75">Okigwe</a>, otu n'ime, ọnụ obodo nke dị na steeti Imo State, , Adaora bụ nwa nke izizi n'ime ụmụ isii nne ya mụrụ. N'ajụjụ ọnụ ndi The Nation Newspaper, jụrụ ya, o kwuru na Nne naNna ya chọrọ ka ọ bụrụ onye ọka ikpe mana ihụnanya o nwere ebe odide ihe di mere ka ọ gụọ English Language nakwa ihe gbasara igụpụta akụkọ na Mgbasa Ozi. [3] Adaora mara asụ asụsụ Igbo, Swahili, French nakwa Spanish.

Adaora gụrụ praimari n'ụlọ akwụkwọ priveti a kpọrọ Starland bụ nke di na Lagos . Ọ gụrụ Sekọndiri n'ụlọ akwụkwọ ụmụ nwaanyị dị na Owerri Ọ gara n'ihu inweta A Level edukeshọn na IRWIN Koleji di na England ọ nwetakwara diploma na Law site na Coventry University tupu ọ gụcha na London Metropolitan University ka ọ gụchara ma nweta asambodo n'asụsụ Bekee nakwa mgbasa ozi na ịkọpụta akụkọ. Adaora gara n'ihu ịnwetakwa nzere mastas na creative writing ka ọ gụchara na Oxford Brooks University [4]tỌ nwekwara asambodo na ihe nke akpọrọ 'BSL Level2' ya bụ ndị na- eji aka egosipụta ihe ndị dara ogbi na-ekwu. Asambodo ọzọ ọ nwetara bụkwa na Project Managemen . Ihe ọzọkwa ọ mara eme bụ ise ihe esere ese ma tee ya penti.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Tupu Adaora alaghachite azụ na Nigeria n'afọ 2009, Ọ deere ndi ụlọ ọrụ na-ebipụta akwụkwọ akụkọ a kpọrọ 'Worldview Magazine nke di na London U.K akụkọ dị iche iche gbasara ndụ ụmụ akwukwọ. Dika nwata akwụkwọ Adaora bidoro mgbasa ozi na ide ma igụpụta akụkọ na Conventry Student Radio, ọ bụ ebe ahụ ka o si ga nweta ọrụ n'ụlọ ọrụ Channel 4 di na London. Ọ rukwara ọrụ na BEN TV di na London dika onye nhazi akụkọ na ederede nakwa onye na-akọpụta ma na-enyocha Fim ndi emere na Africa. A kpọrọ nke a'African Film Review' onye kwadoro ngosipụta nke a bụ nwa amadị ama ama n'ihe gbasara fim bụ Film Producer Obi Emelonye . [5]

Ebe izizi ọ rụrụ ọrụ nta akụkọ na Nigeria dika onye na-akọwapụta ihe an-eme bụ ụlọ ọrụ ndi 'Confluence Cable Network Limited' bụ nke di na Kogi State tupu nọ ga rụọ na Federal Radio Corporation of Nigeria, Vision FM nakwa DAAR Communications nke eji AIT mara.Ọ bu na AIT ka ọ rụgidere dika onye na-ekwupụta ihe na-eme maọbụ otu aga-esi mee ihe tupu ọ hapụ AIT n'afọ 2018.[6] [7] Mgbe ọ hapụrụ AIT ọ banyer e n'otu ndi ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke ndị pati a kpọrọ Action Alliance iji zọọ ọkwa 'State house Of Assembly' , mana onye otu Pati APGA meriri ya. N'otu aka ahụ Gọvanọ na-achị Imo Steeti bụ Chukwuemeka Ihedioha. nyere ya ọkwa dika onye ndụmọdụ ya n'ihe gbasara akụkọ di iche iche nakwa nkwado gbasara nhazi obodo Imo Steeti.[8] [9] [10]

Adaora Onyechere dika ọ di ugbu a na-achịkọta ihe ana-emepụta nakwa ekwupụta bụ nke a kpọrọ 'Talk2Adaora n'ụlọ ọrụ Kiss 99.9FM. Nke a bụ nke na-eleba anya n'ihe gbasara nsogbu na-adapụta n'etiti ndi obodo na ndi na-achị ha nakwa ụzọ aga-esi gbochie ha.

Mbipụta ederede ya[dezie | dezie ebe o si]

N'agbanyeghị ọrụ nta akụkọ Adaora bụ kwa odee akwụkwọ di iche iche dika motivational book . [1] ndị ọzọ gụnyere

  • Poetry for Life
  • Black Girl With A White Heart
  • Women in the World

Adaora bụkwa motivational speaker nakwa odee abụ ,ụfọdụ akwụkwọ abụ o dere gụnyere . [1]

  • Arise
  • Fear
  • She is the brain behind the Spoken word Album 'Change Smitten' an 8 track spoken word compilation. [11]

Nturuugo na nkwanye ugwu[dezie | dezie ebe o si]

  • Nweta ihe onyinye a kpọrọ 'Most valuable governor's wives award' MVGWA nke Oriakụ Foluronsho Alakija nyere ya di ka Ambasadọ nwere ọnụ okwu ( The Voice Ambasador).
  • Asambodo nke Nkwanye ugwu dika 'The Nigeria Goodwill Ambasador' n'afọ 2015 maka mbọ ọ na-agba maka ọdịmma nka mmadụ.
  • Nkwanye ugwu dika otu ndi bọọd nakwa ihe nrite nke Global Gender Ambasadorial Awards nke ndị USA World Affirmative Action Awards nyere ya maka aha ya isonye na akwụkwọ '100 most influential African Women si mba Nigeria.
  • Award of Excellence maka mbọ ọ na-agba inyere ndi ogbenye aka tumadi ndi otu DWOPA (divine women of purpose association).

'Certificate of Excellence for media excellence in Gender Advocacy as Host Gender Agenda' n'ụlọ ọrụ AIT nke ndị Career Gate Global USA nyere ya

  • Tv Personality of the year award
  • Peace achievers award.
  • Pillar of Education and Community Development Service Par Excellence Award nke ndị Real Taste International Model Schools Ihube di n'Okigwe nyere ya
  • Award of Excellence for selfless service nke ndị Patroyic Service Awards.
  • African Child College Abuja Golden Award maka nkwado ọ na-akwado ụmụnwaanyị nakwa ụmụaka ndi nwaanyi using the midia in Nigeria.
  • Rotary Club of Enugu Vocational Service Award in recognition of her Inspirational Excellent Service in The Midia maka nyere ndi ntorobia na ndi ogbenye aka


  • FCT School Campaign Award of Excellence in recognition of her outstanding role and support for the I am Nigeria School Campaign.
  • Democracy Heroes Award for the outstanding female presenter of the year 2016.
  • Award of Excellence as Icon of Societal Transformation through mass media, human development and youth empowerment by the Northern Youth And Good Governance initiative.
  • Conferred the Ambassador to the United Nation on Gender Advocacy using the Media, Social Innovation and Mediation by the World peace Advocates.
  • Matron Nigerian Children’s Ambassadors.
  • Anti-Corruption and research-based data initiative (Ardi) Media merit.

Ndụ ya[dezie | dezie ebe o si]

Adaora bụ ya bidoro ọtụtụ non-governmental organization otu n'ime ha bụ 'Yellowjerrycan Save-A-Child-Lend-A-HAND' otu a na -ahụ maka ụmụnwaanyị na ụmụaka oke ịlụ ọgụ napụrụ ọnọdụ ha nọ na mbụ. Otu nke ọzọ bụ 'International Rise Up Against Rape' ntọala otu a bụ ibelata maọbụ kwụsi mkpagbu ụmụaka nakwa idina ụmụ nwaanyị n'ike akpọrọ child abuse na rape . [12] N'afọ 2018, ya na ndị otu ya buru agha megide child mortality. [13] Mgbe ọ gara Mahadum nke Metropolitan di na London o bidoro otu bandị mmadụ ise akpọrọ 'Oasis' yanwa bụkwa onye isi ọgụ egwu ma na-akpọkwa Violin.

Leekwa[dezie | dezie ebe o si]

Ebe nsinweta[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 Kakaaki. Adaora Onyechere. Africa Independent Television. Retrieved on 15 August 2015.
  2. WEWE NETWORK AFRIQUE. Archived from the original on 1 November 2020. Retrieved on 9 April 2020.
  3. Yomi Odunuga, Grace Obike (16 May 2015). Life as a single mother-TV gal Adaora Onyechere. The Nation Newspaper. Retrieved on 15 August 2015.
  4. Fwangshak Guyit, Naomi Tetteh. ""I had a speech defect growing up" – AIT’S Ada Onyechere", Garki Gazette, 29 November 2013. Retrieved on 15 August 2015.
  5. Adaora Onyechere.. Nigerian Biography. Retrieved on 15 August 2015.
  6. ‘Kaakaki’ host Adaora Onyechere leaves AIT to Pursue a career in politics (28 August 2018).
  7. Television Queen, Adaora Onyechere Bows Out Of AIT (28 August 2018).
  8. Imo 2019: I'll redesign South East educational curriculum-Onyechere (6 October 2018).
  9. Women that ran in 2019 polls are champions – Adaora Onyechere.
  10. Gov. Ihedioha makes more appointments.
  11. LAUNCH OF ADAORA ONYECHERE’S ‘CHANGE SMITTEN’ IN ABUJA. Archived from the original on 2 April 2015. Retrieved on 16 March 2015.
  12. About the initiator. Yellowjerrycan Save-A-Child. Archived from the original on 22 November 2015. Retrieved on 15 August 2015.
  13. Foundation sensitizes students on malnutrition. Ojoma Akor. Retrieved on 4 June 2018.