Ade Dagunduro

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ade Dagunduro
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika, Naijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNjikota Obodo Amerika, Naijiria Dezie
Aha enyereAde Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya22 Mee 1986 Dezie
Ebe ọmụmụLos Angeles Dezie
Asụsụ obodoBekee Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọkpụkpọ basketball Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheihe nche, shooting guard Dezie
ebe agụmakwụkwọInglewood High School, University of Nebraska–Lincoln Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2009 Dezie
Oge ọrụ ya (njedebe)2012 Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuMitteldeutscher Basketball Club, Pallacanestro Virtus Roma, Leuven Bears, Nebraska Cornhuskers men's basketball Dezie
ụdị egwuregwuBasketball Dezie
so na2012 Summer Olympics Dezie
otu egwuregwuNCAA Division I men's basketball Dezie

Adeola "Ade" Dagunduro (ka amụrụ na Mee 22, 1986) bụ onye Naijiria na Amerịka lara ezumike nká na-egwu egwuregwu basketball.

Ọrụ kọleji[dezie | dezie ebe o si]

Mgbe ọ gụsịrị basketball ụlọ akwụkwọ sekọndrị na Inglewood High, Dagunduro wee gbaa basketball kọleji na Mt. San Antonio College (2004–05), Antelope Valley CC (2005–07), na Mahadum Nebraska, ebe ya na Nebraska Cornhuskers (2007–09).

Ọrụ ọkachamara[dezie | dezie ebe o si]

N'oge ọ na-egwu egwu, Dagunduro na Mitteldeutscher BC nke German League, Leuven Bears nke Belgian League, na Virtus Roma nke Italian League.

Ndị otu Naịjirịa[dezie | dezie ebe o si]

Dagunduro nọchitere anya Naịjirịa na 2012 Summer Olympics .

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]