Adebimpe Oyebade

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Adebimpe Oyebade
Mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa, ụlọ ọrụ ntụrụndụ Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereBimpe Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya23 Maachị 1997 Dezie
Ebe ọmụmụIjero Dezie
nwanneIse Dezie
Dị/nwunyeLateef Adedimeji Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaAsụsụ Yoruba, Bekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, Odee akwụkwọ, model, influencer, omee ihe nkiri Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
ebe agụmakwụkwọEkiti State University, Bachelor of Science Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2016 Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaCatholicism Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ihe nriteCity People Entertainment Awards Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

  Adebimpe Oyebade (amụrụ na Machị 23, 1997) nke a maara nke ọma dị ka Mo Bimpe bụ onye Naijirịa na-eme ihe nkiri nke a maara maka mmeri 2018 City People Entertainment Awards maka Best New Actress of the Year.[1]

Oge ọ malitere[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Oyebade Adebimpe na Machị 23, 1997 ma bụrụ nwa afọ Ijero na Ekiti Steetị.

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

    • Omo Oba (2019)
    • The Cokers (2021)
    • That One Time (2022)
    • Secret
    • Assurance
    • The Fault
    • Oloore
    • Romance
    • Entrapped
    • Tranquillity
    • Dear Sister
    • Shadows
    • Irapada

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Adebimpe lụrụ Lateef Adedimeji na Disemba 2021.[2][3][4][5]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Ohunyon (September 17, 2018). Omotola Jalade Ekeinde, Charles Inojie and Ruth Kadiri win at movie awards ceremony. Pulse Nigeria. Retrieved on July 22, 2022.
  2. Lateef Adedimeji: Nollywood actor wedding wit Adebimpe Oyebade - BBC News Pidgin. BBC News Pidgin (December 18, 2021). Retrieved on July 22, 2022.
  3. Actress Adebimpe speaks on marrying Adedimeji Lateef, says, 'I didn't see that coming'. Punch Newspapers (January 1, 2022). Retrieved on July 22, 2022.
  4. #AdeAdeForever: Some of the Stunning Guests at Adedimeji Lateef & Oyebade Adebimpe’s Wedding. BellaNaija (December 23, 2021). Retrieved on July 22, 2022.
  5. Actress Mo Bimpe Replies Critics Over Alleged Pregnancy Before Marriage (en-GB). Independent Newspaper Nigeria (2022-03-30). Retrieved on 2022-07-22.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]