Adelayo Adedayo
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Adelayo |
| Aha ezinụlọ ya | Adedayo |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 18 Disemba 1988 |
| Ebe ọmụmụ | Manchester |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Nigerian Pidgin |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee, omee ihe nkiri |
| Ebe agụmakwụkwọ | Identity School of Acting |
| Agbụrụ | Ndi Yoruba |
Adelayo Adedayo |
|---|
Adelayo Adedayo ⓘ bu onye na eme ihe nkiri bekee. Oge mbụ ya igosipụ̀ta na telivishọn bụ na The Bill, o mekwara ihe nkiri ya nke izizi na Sket . O mechara gosipụta dịka onye isi akụkọ,bụ Viva Bennett, na Some girls nke egosipụtara na BBC Three . [1] Kemgbe 2017, ọ pụtakwara na ITV2 sitcom Timewasters dị ka Lauren.
Filmography
[dezie | dezie ebe o si]Ihe nkiri ọ nọ
[dezie | dezie ebe o si]| Year | Film | Character | Notes |
|---|---|---|---|
| 2011 | Sket | Kerry | |
| 2013 | Gone Too Far! | Paris | |
| 2017 | Unlocked | Noma |
Ihe omume onyonyo
[dezie | dezie ebe o si]| Year | Programme | Character | Notes |
|---|---|---|---|
| 2007 | The Bill | Estelle Makobi | 1 episode |
| 2010 | Skins | Andrea | 1 episode |
| 2011 | M.I. High | Agent Suki | 1 episode |
| 2012–2014 | Some Girls | Viva Bennett | Main role; 18 episodes |
| 2014 | Law & Order: UK | Kayla | Series 8 |
| 2017–present | Timewasters | Lauren | Main role |
| 2018 | Origin | Agnes "Lee" Lebachi | Recurring role |
| 2019 | The Capture | Alma Dahmani | Recurring role |
Nrụtụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Adelayo Adedayo: I love playing a loudmouthed teenager in Some Girls. Metro (15 November 2012). Retrieved on 11 December 2012.
2.interview with...Adelayo Adelayo pride Retrieved 11 December 2012.
3."Adelayo Adelayo"I love Tv[where she notably started in season 3 of ITV's Some Girls]the stage[she is fresh from the two hander slippies at the southwark playhouse]and film[Gone Too far;she has also shot a small part in unlocked with Noomi Replace and orlando Bloom,],but there's something so magical about film and that's where I'm definitely headed, Screen daily. Retrieved 5 October 2015
Njikọ dị na mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Adelayo Adedayo na IMDb