Adijat Ayuba
Ọdịdị
Adijat Ayuba
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 11 Ọktoba 1983 |
| Ebe ọmụmụ | Naijiria |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | judoka |
| Ụdị egwuregwu | judo |
Adijat Ayuba (amụrụ n'abalị iri na otu n'ọnwa Ọktoba n'afọ nari itoolu na iri asatọ na atọ) bụ onye Naijiria judo nke na-asọ mpi na ngalaba ụmụ nwanyị. O ritere ihe nrite ọlaọcha na afọ puku abụọ na asaa nke Egwuruegwu m̀ba Afrika nile na ọla nchara na afọ puku abụọ na iri nke Afrika Judo Championships.[1][2]
- ↑ Adijat Ayuba, Judoka, JudoInside. www.judoinside.com. Retrieved on 2020-11-21.
- ↑ AYUBA Adijat / africajudo.org. www.africajudo.org. Retrieved on 2020-11-21.