Adjetey Anang

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Adjetey Anang
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịGhana Dezie
aha n'asụsụ obodoAdjetey Anang Dezie
Aha enyereAdjetey Dezie
aha ezinụlọ yaAnang Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya8 Julaị 1973 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Ga Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
ebe agụmakwụkwọLabone Senior High School, University of Ghana, University of the Witwatersrand Dezie
Adjetey Anang

Adjetey Anang (amuru 8 Julaị 1973) bu onye omere Ghana nke amara aha ya dika "Pusher", nke bu aha ihuenyo ya n'usoro onyonyo Things we do for Love. O na lu Elom Anang, na ha weere otu nwa. [1] [2]

O meela n'ọtụtụ ihe nkiri Ghana, gụnyere A Deadly Voyage, A Sting in a Tale, Perfect Picture na ndị ọzọ. Ọ pụtakwara na ihe nkiri Dutch akpọrọ Slavery. [3]

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Adjetey Anang gụrụ akwụkwọ na Labone Senior High School wee gaa na Mahadum Ghana ebe ọ gụrụ Nka oma. Ọ gara n'ihu mụọ akwụkwọ ukwu na Dramatic Arts na Mahadum Wits na Johannesburg. [3]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

O meela n'usoro ihe onyonyo Ghana Yolo nke na-adụ ọdụ ma na-eduzi ndị ntorobịa gbasara oge uto, na ndị ozo. [4]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Ihe nrite[dezie | dezie ebe o si]

Adjetey Anang emeriela onwe ya ọtụtụ ndị akwado ya site na ọrụ ya na Things we do for Love. Ọ nwetakwara ihe nrite gụnyere An Arts Critique and Review Association of Ghana (ACRAG) Talent Award na Ghana Union nke Theater Societies (GUTS) Onye na-eme ihe nkiri kacha mma. [3]

Nsidee[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. "Be Bold And Declare Your Spouse, Adjetey Anang", Peace FM online. Retrieved on 2018-09-21.
  2. Tetteh (2020-05-27). Adjetey Anang shares photo of his all-grown-up son who looks just like him (en). Yen.com.gh - Ghana news.. Retrieved on 2021-02-27.
  3. 3.0 3.1 3.2 Exclusive Interview With Adjetey "Pusher" Anang. modernghana.com. Retrieved on 27 August 2013.
  4. Ayub (2020-06-23). A comprehensive overview of YOLO cast: names, images (en). Yen.com.gh - Ghana news.. Retrieved on 2021-02-27.
  5. LIFE AND LIVING IT (en-US) (2013-09-13).
  6. The Perfect Picture, retrieved 2018-11-20
  7. 'The Perfect Picture' breaks new ground in Ghanaian Cinema - BellaNaija (en-US).
  8. The Perfect Picture | African Film (en-US).
  9. A Sting in a Tale, retrieved 2018-11-20
  10. Potomanto, retrieved 2018-11-20
  11. Double-Cross, retrieved 2018-11-20
  12. Devil in the Detail, retrieved 2018-11-20
  13. Sparrow Productions bounces back with 'Four Big Things' - MyJoyOnline.com (en-US).
  14. Potato Potahto, retrieved 2018-11-20
  15. Shirley Frimpong-Manso's 'Potato Potahto' makes it to Netflix - MyJoyOnline.com (en-US).
  16. Keteke, retrieved 2018-11-20
  17. Sidechic Gang, retrieved 2018-11-20
  18. https://www.ghanaweb.com/GhanaHomePage/entertainment/Yvonne-Nelson-premieres-Sin-City-on-Val-s-Day-715025
  19. Gold Coast Lounge (2020) - IMDb, retrieved 2021-03-06

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]