Afro Candy

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Afro Candy
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoAfro Candy Dezie
Aha ọmụmụJudith Chichi Okpara Mazagwu Dezie
Aha enyereJudith Dezie
aha ezinụlọ yaOkpara Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya12 Julaị 1971 Dezie
Ebe ọmụmụIkeduru Dezie
Dị/nwunyeBolton Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2004 Dezie
agbụrụNdị Igbo Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ụmụ amaala kaImo State Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Afro Candy ( akpọkwara Afrocandy ), bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri, onye nduzi, onye na-emepụta ihe, onye na-agụ egwú na-edekwa egwú, onye na-eme ihe nlereanya nakwa pornographic actress. [1] Ọ bụ onye nchoputa na onye isi nke Invisible Twins Productions LLC. [2] [3]

Mmalite ndu na mmuta[dezie | dezie ebe o si]

Amuru Afro Candy na Umuduruebo Ugiri-ike, okpuru ọchịchị ime obodoIkeduru nke Imo State . Mgbe ọ dị afọ iri na ụma na ụlọ akwụkwọ sekọndrị, ọ masịrị ya ime ihe nkiri mana ọ kwụsịrị inwe mmasị mgbe ọ banyere mahadum. [2] O nwetara akara ugo mmụta na Office Administration yana nzere bachelọ nke na Business Management. Na mgbakwunye, a zụrụ ya azụ dịka onye ọrụ na-akwusi ọkụ ọgbụgba nakwa onye nche. [4]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ụlọ ọrụ ngosi bụ King George Models chọpụtara ya ma gba ya ume ime ihe nkiri. Ọ malitere ọrụ ya na ịme ngosi uwe ma pụta na mbulite aha na- azụmahịa ụlọ ọrụ dịka Coca-Cola, Nixoderm na Liberia GSM. Ọ banyere na ime ihe onyonyo, bụ ebe ọ na-arụ ọrụ dị nfe. N’afọ 2004, o mere ihe nkiri izizi ya ebe ọ zara Susan n'ihe nkiri nke Obi Obinali meputara bụ 'Dangerous Sisters'. Ọrụ ya ndị ọzọ gụnyere Nneoma, nwata nwanyị ime obodo nke o merena 'End of the game' nakwa Jezebel o mere na 'Dwelling in Darkness and Sorrow' . [5]

N’afọ 2005, ọ sonyeere di ya onye ya na ya mụrụ ụmụ abụọ na mba Amerika. Ka afọ abụọ gasiri ha biri ebe ahụ, di na nwunye ahụ kewara. Mazagwu esorola na ihe nkiri dịka 'Destructive Instinct', 'How Did I Get Here', 'Ordeal in Paradise', 'The Goose That Lays The Golden Eggs' ma rụọ obere ọrụ n'ihe nkiri Hollywood nke mba Amerika. [2] Dika onye n'eti egwu, egwu izizi ya bụ “Somebody Help Me” pụtara na afọ 2009 ma gụnyere studio album izizi ya nke meputara egwu a ma ama bụ “Ikebe Na Moni”. Ozọ n'afọ 2011, O wepụtara otu egwu a kpọrọ "Voodoo-Juju Woman". [6]

E wezuga ime ihe nkiri na egwu, Mazagwu na-arụ ọrụ dị ka ọkachamara n'ide ego ọgwụ na asụsu igwe computa. [7] [8]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

  • Istersmụnna Ndị Njọ (2004)
  • Onye ọkpụkpọ n'ezie
  • Njedebe nke Egwuregwu (2004)
  • N'etiti Lovehụnanya
  • Eluigwe aghaghi ịma jijiji
  • Ahụmahụ m
  • Ghetto Mpụ
  • Beyond Green Ala ịta ahịhịa
  • Mmetụta Na-ebibi Ihe
  • Nwanyị nke Zamunda

Hụ kwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta ndị na-emepụta ihe nkiri na Naịjirịa

Ntughari[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Afrocandy turns hardcore porn star", 23 April 2017.
  2. 2.0 2.1 2.2 "Maheeda VS Afrocandy: Who is Nigeria’s Queen of Porn?", 13 September 2013. ()
  3. Every man wants to sleep with me- Afrocandy. Vanguard (26 July 2014).
  4. Buzz About Nothing by Judith ‘Afrocandy’ Mazagwu. Nigeriafilms.com. Retrieved on 3 February 2015.
  5. Judith Opara Mazagwu Chichi. Digital Dream Studios. Archived from the original on 2015-02-04. Retrieved on 2020-10-03.
  6. "Afrocandy, Nigeria's Lady Gaga". Retrieved on 3 February 2015. ()
  7. "My problem with porn star, Afrocandy – Uche Ogbodo", 3 August 2013. ()
  8. Porn Star Afrocandy Says Nigerians Are Fooling. Spyghana (9 August 2013). Archived from the original on 7 March 2016. Retrieved on 3 October 2020.