Agnes Okoh

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search

Agnes Okoh (1905–1995) bu nwa ofo igbo amuru nNigeria o bu onye amuma uka. o bu ya choputara otu ndi uka akpororo Christ Holy Church Internation

Early life[mèzi | mèzi mkpụrụ]

Agnes Oko onye nke amuru n obodo a na akpo Ndoni nke di na River State nafo 1905, Nime umu iri na ato nne na nna ya bu Maazi na Oriaku muru naani ya bu onye no ndu. Agnes ejeghi akwukwo nihi na nna ya bu onye oru ugbo ebe nne ya na azu ahia. nne na nna ya abughi ndi uka mana mbge ufodu ana aga nulo akwukwo ndi uka katolicdi na Ndoni.Ka nne na nna nwuru o jere Asaba nke di na Delta State je binyere ndi ikwu na ibe ya, nAfo 1924 ka onuru Maazi James Oko onye mba Ghana oru ya bu inya ugbo mmiri.Ha muru umu abuo aha ha bu Anyetei na  Anyele. Nafo 1930 di ya bu Maazi oko nwuru ebe ada ya nwanyi bu Ayaele nwuru nafo 1938 nke a butere ya  oke isi owuwa  nobi mgbawa. ogwu omenala na nke beeke enweghi ike igwo ya nke a mere ka o kwokuo Ma Ozoemena,nwaanyi amuma uka bi na enugu,onye nke kpeere ya ekpere [1]

Her ministry flourished, but in 1965 she prophesied that Nigeria would soon be in turmoil, and during the Civil War (1966–1970) in eastern Nigeria, closed all the prayer houses and encouraged her converts to move to the more peaceful area of Arondizuogu. The war ended in 1970, things returned to normal, and the Christ Holy Church International, as it was now known, continued to expand.[2]

Legacy[mèzi | mèzi mkpụrụ]

Throughout her life, Okoh was known for her humility and acts of charity. She has had her enemies and critics and survived an attempt on her life. Some people resented her success as a female evangelist. She retired from the ministry in 1980 and returned to live in her birth town of Ndoni. Here she oversaw the building of a primary school and a nursery school, a maternity unit and a public water supply, and she organised the construction of new roads. She died in 1995 at the age of ninety. Her son predeceased her, but her grandson, Daniel Okoh, is the current overseer of the Christ Holy Church International, which currently employs fifteen hundred pastors,[2] and has nearly two million members.[3]

References[mèzi | mèzi mkpụrụ]

  1. Oduro, Thomas. Agnes Okoh. Dictionary of African Christian Biography. Retrieved on 8 December 2015.
  2. 2.0 2.1 Cite error: Invalid <ref> tag; no text was provided for refs named Olofinjana
  3. Christ Holy Church International (Nation Builders). Good News Theological College and Seminary. Archived from the original on 8 December 2015. Retrieved on 8 December 2015.