Ahmed Isaiah
Ọdịdị
Ahmed Isaiah
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Ahmed |
| Aha ezinụlọ ya | Isaiah |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 10 Ọktoba 1995 |
| Ebe ọmụmụ | Lagos |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Gil Vicente F.C. |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
Ahmed Isaiah (amuru 10 October 1995) bu onye okacha amara n'egwuregwu bọọlụ Naijiria na-agba bọọlụ Gabala Azerbaijan.
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Klọb
[dezie | dezie ebe o si]Na 4 Julaị 2022, Isaiah hapụrụ Zira.[1]
Na 23 June 2023, Isaiah bịanyere aka na nkwekọrịta otu afọ na Gabala.[2]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ PFC Zire parted ways with Ahmed Isaiah. instagram.com/fc.zire/. Zira FK Instagram (4 July 2022). Retrieved on 18 July 2022.
- ↑ Ahmed Ayzaya «Qəbələ»də (Azerbaijani). gabalafc.az/. Gabala FK (23 June 2023). Retrieved on 25 June 2023.