Aigbe Oliha

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Aigbe Oliha
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya11 Febụwarị 1993 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheonye na-agbachitere Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuES Zarzis Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

 

Aigbe Oliha (amuru 11 Febrụwarị 1993) bu onye egwuregwu bọọlụ Naijiria na-agba ES Zarzis na asọmpi ndị ọkachamara na Tunisia.

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Oliha nọchiri anya Naịjirịa na iko mba ụwa ndị na-erubeghị afọ iri na asaa n'afọ 2009. Ọ gbara na egwuregwu asaa na Naịjirịa rutere n'ikpeazụ ebe ha meriri Switzerland 1-0. Naijiria kpọkwara ya maka asọmpi U-20 nke afọ 2013.

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]