Aishatu Dahiru Ahmed

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Aishatu Dahiru Ahmed
Mmádu
Akụkụ nkeNigerian senators of the 9th National Assembly Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoAishatu Dahiru Ahmed Dezie
Aha ọmụmụAishatu Dahiru Ahmed Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya11 Ọgọọst 1971 Dezie
Ebe ọmụmụKaduna Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Fula, Asụsụ Hausa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, electrical engineer Dezie
Ọkwá o jionye otu ndi omeiwu nigeria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Southampton, Mahadum nke Nasarawa Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party, All Progressives Congress Dezie
Ụcha ime anyaagba aja aja Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie
Sen

Aishatu Dahiru Ahmed
Senator
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
Adamawa Central
Àtụ:Str rep
2019
Preceded byAbdul-Aziz Nyako
Personal details
Born (1971-08-11) 11 Ọgọstụ 1971 (age 52)
NationalityNigerian
Political partyAll Progressives Congress
Other political
affiliations
People's Democratic Party (formerly)
EducationUniversity of Southampton
Profession

Aishatu Dahiru Ahmed (a mụrụ n'ụbọchị iri na otu nke ọnwa Ọgọọst afọ 1971) A mara dị ka Binani bụ onye sịnetọ Naịjirịa nke otu All Progressives Congress "APC" na-anọchite anya mpaghara Ome iwu etiti Adamawa n'Ọgbakọ nke itoolu . [1] Ọ bụ onye otu ụlọ omebe iwu na -anọchite anya mpaghara ugwu Yola/ Ndịda Yola South/ gọọmenti etiti Girei gara dịka onye otu People's Democratic Party na ọgbakọ nke asaa ( site n'afọ 2011 ruo afọ 2015). [2]

Ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya n'afọ 1971, ọ gara UK maka agụmakwụkwọ mahadum ya ebe ọ nwetara akara Diploma dị elu nke mba na Injinia Eletrik na Mahadum Southampton . [3] Ọ bụ onye isi oche ugbu a na Kọmitii Sineti na Ebumnuche Mmepe ga adịgide (SDGs). [4]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. Ndujihe. "Women who will shape Ninth Senate", 4 March 2019. Retrieved on 2 July 2019.
  2. Jeremiah. "CSOs Endorse Hon. Aishatu Ahmed For Adamawa Central Senatorial Seat", 28 September 2018. Retrieved on 2 July 2019.
  3. Celebrities 28 04 13 (en). Issuu. Retrieved on 5 May 2020.
  4. Premium Times (en). Premium Times. Retrieved on 13 March 2021.