Ajuma Ameh-Otache
Ọdịdị
Ajuma Ameh
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Disemba 1984 |
| Ebe ọmụmụ | Naijiria |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 10 Novemba 2018 |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Nigeria women's national football team |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
| So na | 2004 Summer Olympics |
Ajuma Ameh-Otache (1 Disemba 1984 - 10 Nọvemba 2018) bụ onye egwuregwu bọọlụ nke Naịjirịa.[1] O so na otu egwuregwu bọọlụ ụmụnwanyị Naịjirịa na 2004 Summer Olympics .[1][2] Na ọkwa klọb ọ gbara Pelican Stars.[3]
Ameh-Otache nwụrụ na 10 Nọvemba 2018 mgbe ọ dị afọ iri atọ na atọ; enwebeghị nkọwa maka ihe kpatara ọnwụ ya.[4]
Leekwa
[dezie | dezie ebe o si]- Naịjirịa na 2004 Summer Olympics
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 Ajuma Ameh. IOC. Retrieved on 27 January 2017.
- ↑ "Olympic Women's Football Tournaments Athens 2004 – Squad List: Nigeria (NGR)", FIFA. Retrieved on 2 October 2015.
- ↑ Ajuma Ameh. Sports-Reference. Archived from the original on 18 April 2020. Retrieved on 1 February 2017.
- ↑ Ajuma Ameh-Otache: Former Nigeria midfielder dies at 33