Akachi Adimora-Ezeigbo
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Akachi |
| Aha ezinụlọ ya | Ezeigbo |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1947 |
| Ebe ọmụmụ | Eastern Region |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Ọrụ ọ na-arụ | odee akwụkwọ, onye ntaakụkọ, ode akwukwo ifo, professeur des universités, odee uri |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Lagos, University of Ibadan |
| Ogo mmụta | Bachelor of Arts, M.A. |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Kọntinent | Eluàlà |
| Ihe nrite | Nigeria Prize for Literature |
| Webụsaịtị | https://akachiezeigbo.org/ |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Akachi Adimora-Ezeigbo bụ onye Naijiria na-ede akwụkwọ na onye nkuzi, onye ọrụ ya bipụtara gụnyere akwụkwọ akụkọ, abụ , nkenke akụkọ, akwụkwọ maka ụmụaka, edemede na akwụkwọ nta akụkọ. [1] Ọ bụ onye meriri n'ọtụtụ ihe nrite na Naịjirịa, gụnyere ihe nrite Naijiria maka akwụkwọ edemede . [2]
Akụkọ ndụ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Adimora-Ezeigbo na Eastern Nigeria, nwetara BA na MA na n'asụsụ Bekee na mahadum Lagos na PhD na mahadum nke Ibadan . Ọ malitere nkuzi na Mahadum Lagos na 1981 wee bụrụ Ọkammụta Bekee na1999.
Ọ bụ onye dere ọtụtụ akwụkwọ, gụnyere akwụkwọ akụkọ, nchịkọta nkenke akwụkwọ na akwụkwọ ụmụaka. Akwụkwọ akụkọ ya 2011 Roses and Bullet dị ka otu n'ime akwụkwọ agha Biafra na-adọrọ adọrọ ma bụrụ eziokwu. [3] Otu n'ime ihe nrite o nwetarala na Naijiria bụ ihe nrite Naijiria maka akwụkwọ agụmagụ bụ nke o jikọ ọnụ nweta n'afọ 2007 maka akwụkwọ ụmụaka ya bụ My Cousin Sammy . [2] [4]
Ọ lụrụ Ọkammụta
Chris Eze ma mụọ hrụ ụmụ atọ. [5]
- Rhythms of Life: Akụkọ ọlọrọ ọhụrụ Naijiria - nke nke akụkọ (1992)[6][7][8]
- The Last of the Strong ones- akwụkwọ akụkọ (1996)[9][10][11][12][13]
- Rituals and Departure - nkenke akụkọ (1999)[14][15][16][17]
- House of symbols - akwụkwọ akụkọ (2001)[18][19][20][21][22]
- Ugo Children of the Eagles - akwụkwọ akụkọ (2002)[23][24][25][26][27]
- My cousin Sammy (2007)[28][29][30]
- Heart song - abụ (2009)[31][32][33][34][35]
- Waiting for Dawn – abụ (2010)[36][37]
- Rose and Bullets- akwụkwọ akụkọ (2011)[38][39]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Geoffrey Kwadwo Gyasi, "Interview with Nigerian Writer, Akachi Adimora-Ezeigbo", Munyori Literary Journal, via Geosi Reads, 22 August 2013.
- 1 2 "Akachi Adimora-Ezeigbo", African Books Collective.
- ↑ Sola Adeyemi, "Of Roses and Bullets: Re-reading Reality and Illusion in Post Biafra Literature", Femi Osofisan's Word, 11 January 2020.
- ↑ "The Nigeria Prize for Science and The Nigeria Prize for Literature", Nigeria LNG Limited.
- ↑ Chris Onuoha, "Akachi Adimora-Ezeigbo: When the writer is being written about", Vanguard, 19 August 2017.
- ↑ Rhythms of Life: Stories of Modern Nigeria Paperback - 1992.
- ↑ Rhythms of Life: Stories of Modern Nigeria by Adimora-Ezeigbo, Akachi: Paperback (1992) | Bolerium Books Inc. (en). www.abebooks.com. Retrieved on 2026-06-08.
- ↑ Akachi Adimora-Ezeigbo (1992). Rhythms of Life: Stories of Modern Nigeria (in en). Karnak House. ISBN 978-0-907015-68-0.
- ↑ The last of the strong ones / Akachi Adimora-Ezeigbo..
- ↑ Akachi Adimora-Ezeigbo (1996). The last of the strong ones. Vista Books. Retrieved on 2026-06-08.
- ↑ A STUDY OF AKACHI ADIMORA-EZEIGBO'S THE LAST OF THE STRONG ONES.
- ↑ The last of the strong ones by T. Akachi Ezeigbo | Open Library (ig). Open Library. Retrieved on 2026-06-08.
- ↑ The last of the strong ones by T. Akachi Ezeigbo | Open Library (ig). Open Library. Retrieved on 2026-06-08.
- ↑ Rituals and Departures - Akachi Adimora-Ezeigbo: 9780907015789 - AbeBooks (en). www.abebooks.com. Retrieved on 2026-06-08.
- ↑ Akachi Adimora-Ezeigbo - Rituals and Departures (en). Ike's Books. Retrieved on 2026-06-08.
- ↑ Akachi Adimora-Ezeigbo (1996). Rituals & Departures (in en). Karnak House. ISBN 978-0-907015-78-9.
- ↑ Rituals & departures | WorldCat.org (en). search.worldcat.org. Retrieved on 2026-06-08.
- ↑ House of Symbols - Akachi Adimora-Ezeigbo: 9789788011040 - AbeBooks (en). www.abebooks.com. Retrieved on 2026-06-08.
- ↑ Akachi Adimora-Ezeigbo (2001). House of symbols. Lagos, Nigeria: Oracle Books. ISBN 978-978-8011-04-0.
- ↑ Akachi Adimora-Ezeigbo (2001). House of symbols. Oracle Books. Retrieved on 2026-06-08.
- ↑ Akachi Adimora-Ezeigbo (2001). "House of symbols" (in en).
- ↑ House of symbols | WorldCat.org (en). search.worldcat.org. Retrieved on 2026-06-08.
- ↑ Akachi Adimora-Ezeigbo books - All books by Akachi Adimora-Ezeigbo author | BookScouter.com (en). bookscouter.com. Retrieved on 2026-06-08.
- ↑ Akachi Adimora-Ezeigbo (2005). "Children of the eagle" (in en).
- ↑ Admin2 (2022-04-10). Psychobiographical Interview Of Children Of The Eagle (en-GB). Independent Newspaper Nigeria. Retrieved on 2026-06-08.
- ↑ Theodora Akachi Ezeigbo (2005). Children of the Eagle (in en). Lantern Books. ISBN 978-978-142-903-3.
- ↑ Children of the Eagle (2002) (en). africainwords.com (2014-02-12). Retrieved on 2026-06-08.
- ↑ My cousin Sammy by T. Akachi Ezeigbo | Open Library (ig). Open Library. Retrieved on 2026-06-08.
- ↑ Admin 2 (2022-02-15). Akachi Adimora-Ezigbo’s Award-Winning My Cousin Sammy (en-US). TheNiche. Retrieved on 2026-06-08.
- ↑ My cousin Sammy by T. Akachi Ezeigbo | Open Library (ig). Open Library. Retrieved on 2026-06-08.
- ↑ Heart Songs - Adimora-Ezeigbo, Akachi: 9789784900300 - AbeBooks (en). www.abebooks.com. Retrieved on 2026-06-08.
- ↑ T. Akachi Ezeigbo (2009). Heart songs: poems. Ibadan, Oyo State, Nigeria: Kraftgriots. ISBN 978-978-49003-0-0.
- ↑ Akachi Adimora-Ezeigbo (2009). Heart Songs: Poems (in en). Amazon Digital Services LLC - Kdp. ISBN 978-978-49003-0-0.
- ↑ Heart Songs (en-US). African books collective. Retrieved on 2026-06-08.
- ↑ Emmanuel Ikechukwu Asika (2022-03-20). "Gender Portraiture and the ‘Unhappy Woman’ in the Poetry of Akachi Adimora-Ezeigbo" (in en). Ansu Journal of Language and Literary Studies 2 (2). ISSN 2465-7352.
- ↑ Emmanuel Ikechukwu Asika (2022-03-20). "Gender Portraiture and the ‘Unhappy Woman’ in the Poetry of Akachi Adimora-Ezeigbo" (in en). Ansu Journal of Language and Literary Studies 2 (2). ISSN 2465-7352.
- ↑ Godday Eromnonsele Ehimen (2025-10-06). "Resistance and Social Justice in the Poetry of Akachi Adimora-Ezeigbo" (in en). JALINGO JOURNAL OF LINGUISTICS AND LITERARY STUDIES 9 (3): 145–155.
- ↑ Roses and Bullets by Akachi Adimora-Ezeigbo (in en). ISBN 978-978-069-863-8.
- ↑ Sola Adeyemi. "War, Trauma and Psychotherapy: Bullets for Roses (a review of Akachi Ezeigbo’s Roses and Bullets)".