Jump to content

Akeem Adeniyi Adeyemi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Akeem Adeniyi Adeyemi
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya1977 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jionye otu ulo nnochite anya Naijiria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria Dezie
Akeem Adeniyi Adeyemi na Oyo

Akeem Adeniyi Adeyemi (amụrụ 1977) makwaara dị ka Skimeh bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ bụ onye otu ụlọ omebe iwu etiti Naijiria na-anọchite anya Afijio, Oyo West, Oyo East, Atiba West Federal constituency. Ọ bụ nwa onye isi obodo Oyo Oba Lamidi Olayiwola III.

Oge ọ malitere

[dezie | dezie ebe o si]

Agụmakwụkwọ mbụ ya bịara na St Francis nursery and primary school Oyo, St Andrew Demonstration Oyo, na Olivet Baptist High School dị na Oyo. O nwetara nzere bachelọ na mahadum Benin.

Ọ chịburu onyeisi ọchịchị ime obodo Atiba site n'afọ 2007 ruo 2010. Ọ rụrụ ọrụ dịka onyeisi oche na-ahụ maka ọchịchị ime obodo Atiba n'afọ 2011 ruo 2014. Na nhoputa ndi ochichi n'afọ 2015, ọ zọọrọ n'ụlọomeiwu gọọmenti etiti n'okpuru All Progressives Congress wee họpụta ya ka ọ nọchite anya Afijio. , Oyo east, Oyo west na Atiba federal constituency E ahọpụtara ya na 2019.

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]