Akinlabi Olasunkanmi
Ọdịdị
Akinlabi Olasunkanmi | |
|---|---|
| Federal Minister of Youth Development | |
| In office 26 July 2007 – March 2010 | |
| Preceded by | S. A. Jakanda |
| Succeeded by | Bolaji Abdullahi |
| Personal details | |
| Political party | Peoples Democratic Party |
Akinlabi Olasunkanmi
| ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| mba o sị | Naijiria |
| aha enyere | Akinlabi |
| aha ezinụlọ ya | Olasunkanmi |
| ụbọchị ọmụmụ ya | Maachị 1956 |
| Ebe ọmụmụ | odeomu |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
| asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
| ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, minister |
| Ọkwá o ji | onye otu ndi omeiwu nigeria, Minister of Youth Development, Minister of Youth Development |
| ebe agụmakwụkwọ | Howard University, Columbia University, Columbia Business School |
| onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democratic Party |
Akinlabi Olasunkanmi (amụrụ March 1956), bụ onye ọchụnta ego na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria nke a họpụtara ka ọ bụrụ onye minista na-ahụ maka mmepe ntorobịa n'ime kabinet nke President Umaru Yar'Adua na July 2007. N'afọ 2014, ọ zọọrọ dịka onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Peoples Democratic Party (PDP) na-azọ ọkwa gọvanọ. nke steeti Osun mana e meriri ya na agba nke mbụ.
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Nigerian Senator Bio. Retrieved on 2007-07-30.