Gaa na ọdịnaya

Akudo Sabi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Akudo Sabi
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Aha ezinụlọ yaSabi Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya17 Novemba 1986 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Nigerian Pidgin Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheonye na-agbachitere Dezie
Onye nsonye òtù egwuregwuBayelsa Queens, Nigeria women's national football team Dezie
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie
So na2004 Summer Olympics Dezie

 

Akudo Sabi (amụrụ (1986-11-17) ) bụ nwanyị Naịjịria na-agbachitere bọọlụ.[1] Ọ bụ otu n'ime ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke Naịjirịa na 2004 Summer Olympics .[1][2] A họpụtara ya maka FIFA U-19 Women's World Championship All-Star Team na 2004.[3] N'ọkwa klọb ọ gbara bọọlụ maka Bayelsa Queens.[4]

  • Naịjirịa na 2004 Summer Olympics

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1 2 "Akudo Sabi". IOC. Retrieved 27 January 2017.
  2. ↑ "Olympic Women's Football Tournaments Athens 2004 – Squad List: Nigeria (NGR)". FIFA. Archived from the original on 7 September 2015. Retrieved 2 October 2015.
  3. ↑ "FIFA U-19 Women's World Championship All-Star Team announced". Canada Soccer. Archived from the original on 20 August 2016. Retrieved 1 February 2017.
  4. ↑ "Akudo Sabi". Sports-Reference. Archived from the original on 18 April 2020. Retrieved 1 February 2017.