Alaa Shoier

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Alaa Shoier
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịEgypt Dezie
aha n'asụsụ obodoعلاء شعير Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya15 Ọktoba 1992 Dezie
Ebe ọmụmụCairo Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Arabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, omee ihe nkiri Dezie
ebe agụmakwụkwọAmerican College of Greece, American University in Dubai Dezie

Alaa Shoier bụ onye Egypt na-eme ihe nkiri, a mụrụ na Cairo, Egypt na 15 Ọktoba 1992, a maara maka ọrụ ya na Nesr El Saeed (Eagle of Upper Egypt) na Khat Sakhen (Hotline) usoro wepụtara n'afọ 2018. Ọ rụrụ ọrụ n'ọtụtụ ọrụ dị ka Dream na 9th Street, nke a ka ga-egosi.[1][2][3]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Alaa Shoier gụsịrị akwụkwọ na Mass Media and Communication na American College of Greece na masters ya na Leadership and Innovation in Contemporary Media na American University na Dubai.[4][5]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Alaa Shoier malitere ọrụ ime ihe nkiri ya n'afọ 2018 site na ọrụ ya na ụlọ ọrụ telivishọn Egypt.[6][7] Ụfọdụ n'ime ọrụ ya a ma ama bụ:

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ihe nkiri
  • Mohamed Ramadan

Edemsibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. Alaa Shoier - Actor Filmography، photos، Video (en). elCinema.com. Retrieved on 2021-07-22.
  2. الممثل الشاب علاء شعير ينضم لمسلسل حلم ويستكمل شارع٩. صدى البلد (June 19, 2021).
  3. علاء شعير ينضم لمسلسل "حلم" بعد "نسر الصعيد" و"شارع 9". اليوم السابع (June 17, 2021).
  4. علاء شعير ينضم لأسرة مسلسل شارع ٩ (June 17, 2021). Archived from the original on June 29, 2021. Retrieved on June 22, 2022.
  5. بعد غياب ٣ سنوات لدراسة الماجيستير .. علاء شعير يشارك في "حلم" (June 17, 2021). Archived from the original on June 29, 2021. Retrieved on June 22, 2022.
  6. علاء شعير: اتمنى المشاركة فى الاختيار ٣ و تعويض غيابى عن الجزء الاول (June 17, 2021). Archived from the original on June 29, 2021. Retrieved on June 22, 2022.
  7. علاء شعير: سعيد بالعمل مع محمد رمضان في "نسر الصعيد". جريدة الدستور (June 20, 2018).
  8. علاء شعير ينضم لـ"حلم" مع المخرج حسني صالح (صور). القاهرة 24 (June 18, 2021).
  9. علاء شعير سعيد بالعمل فى "نسر الصعيد" وينتهى من تصوير "خط". دنيا الوطن.
  10. للمرة الثانية علاء شعير يتعاون مع المخرج حسنى صالح. Archived from the original on 2022-05-27. Retrieved on 2022-06-22.
  11. موقع صدى البلد | الممثل الشاب علاء شعير ينضم لمسلسل حلم ويستكمل شارع٩. موقع نبض.
  12. الممثل الشاب علاء شعير ينضم لمسلسل حلم ويستكمل شارع٩. www.khbrak.com.
  13. علاء شعير انتهيت من خط ساخن وسعيد بالعمل مع الاسطورة. دار الهلال.
  14. الجديد. الممثل الشاب علاء شعير ينضم لمسلسل حلم ويستكمل شارع٩ : نجوم و فن. صحافة الجديد.
  15. علاء شعير: سعيد بالعمل مع محمد رمضان في "نسر الصعيد" - منتديات المطاريد. www.almatareed.org.