Aladefa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Aha nna Aladefa bụ aha Naijiria. Ndị ama ama nwere aha nna gụnyere:

  • Ayodele Aladefa (amuru na afọ nari iri itoolu na iri asaa rue afọ puku abụọ iri na asaa), onye Naijiria na-awụli elu ogologo
  • Kehinde Aladefa (amụrụ n'afọ nari iri itoolu iri asaa na anọ), onye Naijiria na-agba ọsọ
  • Taiwo Aladefa (amụrụ n'afọ 1974), onye Naijiria na-agba ọsọ, nwanne nwanyị Kehinde