Kehinde Aladefa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kehinde Aladefa
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoKehinde Aladefa Dezie
Aha enyereKehinde Dezie
aha ezinụlọ yaAladefa Dezie
aha gọọmentiKehinde Aladefa Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya19 Disemba 1974 Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Southern California Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
so na1996 Summer Olympics Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Kenny Aladefa (amuru 19 Disemba 1974) bu onye egwuregwu Naijiria agba egwu na ogige nke gbagoro na ihe mgbochi 400 mita na 1996 Summer Olympics [1] wee nweta nrite ọla ọcha na ọla nchara n'egwuregwu All-Africa na 1995 na 1999 . [2]

Nke kacha mma nkeonwe: ihe mgbochi 110 mita - 13.58 sekọnd,

kacha mma nkeonwe: ihe mgbochi 400 mita- 49.60 sekọnd. [2]

Ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Southern California wee nweta akara ugo nkà mmụta sayensị bayoloji. Ọ gbara asọmpi n'ọsọ asọmpi Grand Prix . Ọ gara ụlọ akwụkwọ Ọgwụ nke St. Matthew's University nke dị na Cayman Islands wee gụchaa na 2005 na nzere Dọkịta nke Ọgwụ .

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Athletics - men's 400 m hurdles - Full Olympians
  2. 2.0 2.1 How old is Kehinde Aladefa (en). HowOld.co. Retrieved on 2020-05-25.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]