Alice Nwosu
Ọdịdị
Alice Nwosu
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Alice |
| Aha ezinụlọ ya | Nwosu |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 24 Disemba 1984 |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Nigerian Pidgin |
| Ọrụ ọ na-arụ | sprinter, middle-distance runner |
| Ụdị egwuregwu | track and field, egwuregwu |
| Ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | 400 metres, 800 metres |
| So na | 2003 All-Africa Games |
Alice Nwosu (amụrụ na nkpụrụ ụbọchị iri abuọ na-anọ n'ọnwa Disemba na-afọ 1984) bụ onye Naijiria na-agba ọsọ lara ezumike nká nke bụ ọkacha mara na mita 400 na 800.
Ọ bụ onye nke ise na mita 800 na-afọ 2003 All-Africa Games, nweta ihe nrita ọlaọcha na 4 × 400 mita relay na-afọ 2006 African Championships wee sọọ mpi na mita 400 na-afọ 2006 African Championship n'erughị nke ikpeazụ.
Oge kachasị mma ya bụ 53.05 sekọnd, nke o nwetara n'ọnwa Machị na-afọ 2002 na Bamako; na 2:02.79 nkeji, nke o mere n'ọnwa Julaị na-afọ 2001 na Lagos.