Alien Invasion (ihe nkiri)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Alien Invasion (ihe nkiri)
audio-visual advertisement
ahaAlien Invasion Dezie
Mmalite asụsụ ihe ngosiBekee Dezie
afọ/ụbọchị mbipụta2004 Dezie
onye nsonye ihe nkiriEddie Izzard, Joseph McFadden, Jim Broadbent Dezie
onye na-emepụta iheGreenpeace Dezie

Alien Invasion, nke a makwara dịka Earth: A Crap Sandwich,nke afọ 2004 bụ ihe nkiri dị mkpumkpu nke e mepụtara dị ka ihe mgbasa ozi maka gburugburu ebe obibi. Greenpeace mepụtara ya bụ ihe nkiri ahụ ma gosiputa ya na ụlọ ihe nkiri ya na telivishọn.

E mepụtara ya maka ọrụ ebere, ya na dika Greenpeace si kwuo enweghị mmefu ego.