Amaka Ogoegbunam

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Amaka Ogoegbunam
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoAmaka Ogoegbunam Dezie
aha gọọmentiAmaka Ogoegbunam Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Maachị 1990 Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụhurdler, sprinter Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi400 metres hurdles Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Amaka Ogoegbunam (amuru 3 Maachị 1990) bu onye ọgba oso Naijiria . [1] Ọ gbara n'asọmpi ihe mgbochi mita 400 na asọmpi egwuregwu ụwa nke afo 2015 na Beijing, China. [2]

Mmachibido iwu iji ọgwụ eme ihe[dezie | dezie ebe o si]

Ogoegbunam nwalere ihe dị njo maka metenolone steroid anabolic na asọmpi Junior nke Africa nke afo 2009 n'ihe atụ anakọtara na ubochi iri atọ n'otu, n'ọnwa Julaị, n'afo 2009. Tupu nyocha nke ihe nlele ahụ, ọ gbara asọmpi na asọmpi egwuregwu ụwa nke afọ 2009 na Berlin, ebe ọ nwalekwara ihe dị njo maka nyocha ahụ n'omume atụ anakọtara na ụbọchị iri na asatọ n'ọnwa Ọgọst. [3] O mechara nweta mmachibido iwu doping afọ atọ

n'egwuregwu, mgbe ọ dị airi na iteghete 19. Mmachibido iwu ahụ kwụsịna ụbọchị iri atọ, n'onwa 30 Juln'afọ aị 2012. [4] [5]{| Àtụ:AchievementTable |- |rowspan=6|2009 |rowspan=4 bgcolor=pink|African Junior Championships |rowspan=4 bgcolor=pink|Stade Germain Comarmond
Bambous, Mauritius |bgcolor=pink|DQ
(1st) |bgcolor=pink|200 m |bgcolor=pink|DQ (25.37) |- |bgcolor=pink|DQ
(1st) |bgcolor=pink|100 m hurdles |bgcolor=pink|DQ (14.28) |- |bgcolor=pink|DQ
(1st) |bgcolor=pink|400 m hurdles |bgcolor=pink|DQ (58.45) |- |bgcolor=pink|DQ
(1st) |bgcolor=pink|4 × 400 m relay |bgcolor=pink|DQ |- |rowspan=2 bgcolor=pink|World Championships |rowspan=2 bgcolor=pink|Olympiastadion
Berlin, Germany |bgcolor=pink|DQ
(DNF semis) |bgcolor=pink|400 m |bgcolor=pink|DQ (52.85) |- |bgcolor=pink|DQ
(DNS semis) |bgcolor=pink|400 m hurdles |bgcolor=pink|DQ (55.80) |- |2015 |World Championships |Beijing National Stadium
Beijing, China |33rd (h) |400 m hurdles |58.16 |}

Edensịbia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Amaka Ogoegbunam. IAAF (25 August 2015). Retrieved on 25 August 2015.
  2. Heats results
  3. Turner, Chris (21 August 2009). IAAF DAILY MEDIA BRIEFING - Aug 21 - Berlin 2009. IAAF. Retrieved on 22 August 2009
  4. Athletes currently suspended from all competitions in athletics following an anti-doping rule violation September 2010. IAAF. Archived from the original on 26 October 2012. Retrieved on 4 September 2015.
  5. IAAF News 2010, Issue 109-118. iaaf.org. IAAF. Retrieved on 4 September 2015.