American Driver

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
American Driver
film
ahaAmerican Driver Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
ụdịcomedy film, drama film Dezie
mba osiNaijiria Dezie
Mmalite asụsụ ihe ngosiBekee Dezie
afọ/ụbọchị mbipụta24 Febụwarị 2017 Dezie
Onye nduziMoses Inwang Dezie
Odee akụkọ ihe nkiriMoses Inwang, Patrick Nnamani Dezie
onye nduzi fotoOkechukwu Oku Dezie
nchịkọta akụkọ ihe nkiriTunde Bakare Dezie
onye na-emepụta iheBode Ojo Dezie
ụlọ ọrụ mmepụta iheSneeze films, Golden icons media, Get known production Dezie
ekesa siteSneeze films, Netflix, Amazon Prime Video Dezie
Ụbọchị nke mbụ arụmọrụ24 Febụwarị 2017 Dezie
ebe akụkọHouston Dezie
Ụcha anụkpa ahụcolor Dezie
usoro nkesavideo on demand, Blu-ray Disc, DVD Dezie
webụsaịtịhttp://www.AmericanDriverMovie.com/ Dezie

American Driver bụ ihe nkiri ntọọ ọchị Naijiria nke 2017 nke Moses Inwang na-eduzi na nke Evan King, Jim Iyke, Anita Chris, Nse Ikpe Etim, McPc the Comedian, Emma Nyra, Laura Heuston na Ayo Makun gosipụtara agwa na ya .

Emere ihe nkiri a na Nigeria n'abalị iri abụo na anọ nke ọnwa Febụwarị, afọ 2017. [1] O nwetara ihe karịrị nde naira iri anọ na otu e wee họrọ ya ka nke asato n'ogo na 2017 na iri anọ na anọ na box ofis nke Nigerian . Ihe nkiri a nwetara nrite ihe nkiri nto ọchị kacha mma na The People's Film Festival na June 2017. [2] Nwepụ̀ta mbụ American Driver bụ n'abalị iri na ise nke ọnwa Septemba na United States [3] na Amazon Prime Video . [4]

Akụkọ Ndịnaya[dezie | dezie ebe o si]

Jack Curry bụ nwa nwoke America na-arụ ọrụ ịkwọ ndị ama ama Naijiria gaa na G.I.A.M.A Awards iji meta onye isi ya Kate (Anita Chris). N'ime njem ya, ọ na-agbalị ịghọ enyi onye na-eme ihe nkiri Jim Iyke, bụ onye chọrọ ị nọrọ onwe ya. [5]

Ndị Sonyere n'ihe nkiri a[dezie | dezie ebe o si]

Hapụ[dezie | dezie ebe o si]

Mwepụta ihe nkiri Naijiria[dezie | dezie ebe o si]

American Driver nwere mmepụta mbụ ya na Nigeria [6] na Febụwarị 24, 2017 n' ụlọ emume ihe nkiri na mba ahụ niile. [7]

Mwepụta US[dezie | dezie ebe o si]

Na 2017 American Driver egosipụtara na New York City na ngwụsị izu nke abalị abụọ n'ọnwa Jun ruo abali anọ nke ọnwa Jun na ememe ihe nkiri akpọrọ The people's Film Festival wee merie ihe nkiri ntọchị kacha mma. [8] Emechara wepụta American Driver na United States na Septemba 15, 2020 [9] na Amazon Prime Video . [10]

nnabata[dezie | dezie ebe o si]

Cinema Pointer kpọrọ ihe nkiri ahụ " Ihe ọchị. Na-atọ ụtọ." [11]

Bos Ofis[dezie | dezie ebe o si]

Ndị mmadụ na Nigeria nabatara ihe nkiri ahụ. Onye ọkwọ ụgbọ ala America meghere dị ka ihe nkiri ntọ ọchị mbụ, na-wuru ewu ihe karịrị ọnwa isii na sinima Naijiria wee nweta ihe karịrị nde naira iri anọ na otu na bọs ọfịsị. [12]

Nrite[dezie | dezie ebe o si]

American Driver ritere nrite ihe nkiri ntọ ọchị kacha mma na Ememme The people's Film Festival 2017. A họpụtara ihe nkiri ahụ maka Ihe nkiri ntọ ọchị nke afọ"Comedy of the Year" na 2017 Best of Nollywood Awards . [13]

Onye na-eme ihe nkiri Evan King meritere nrite onye na-eme ihe nkiri kacha mma maka ọrụ ya na American Driver na US China International Cultural Arts Film & TV Festival nke afọ 2019. [14]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta ihe nkiri Naijiria nke 2017

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Izuzu (17 February 2017). Moses Inwang"s "American Driver" to premiere on February 24. pulse.ng. Retrieved on 11 August 2017.
  2. THE PEOPLE'S FILM FESTIVAL -. thepeoplesfilmfestival.com. Retrieved on 11 August 2017.
  3. "American Driver"
  4. Watch American Driver | Prime Video.
  5. American Driver - Fandango Nigeria. www.fandango.lat. Retrieved on 11 August 2017.
  6. https://www.youtube.com/watch?v=BOghG2RcRCs&t=24s
  7. American Driver (2017) - IMDb.
  8. TPFF Winners.
  9. American Driver (2017) - IMDb.
  10. Watch American Driver | Prime Video.
  11. American Driver (Short Movie Review). Cinema Pointer!. Archived from the original on 26 October 2020. Retrieved on 25 September 2020.
  12. https://leadership.ng/2017/05/31/alakada-reloaded-makes-n25-million-3-days/
  13. BON Awards | Nominees for the Best of Nollywood Awards, 2017. Archived from the original on 2020-10-26. Retrieved on 2021-10-27.
  14. https://www.instagram.com/p/B7IhmlpJq9R/?utm_source=ig_web_copy_link