Amina Khalil

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Amina Khalil
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịEgypt Dezie
aha n'asụsụ obodoأمينة خليل Dezie
Aha ọmụmụأمينة محمد خليل Dezie
Aha enyereAmina Dezie
aha ezinụlọ yaKhalil Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya26 Ọktoba 1988 Dezie
Ebe ọmụmụNjikota Obodo Amerika Dezie
IkwuYehya Khalil Dezie
Asụsụ obodoArabic Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic, Bekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
ebe agụmakwụkwọThe American University in Cairo, El Alsson School Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaOkpukpere Alakụba Dezie
Amina Khalil
Born (1988-10-26) 26 Ọktoba 1988 (age 35)
NationalityEgyptian
Alma materThe American University in Cairo (B.F.A.)
OccupationActress
Years active2011–present
Spouse(s)
Karim El Khashab
(m. 2015; div. Àtụ:Hover title)

Omar Taha (engaged 2020)

Amina Khalil (Arabic: أمينة خليل; amụrụ na 26 Ọktoba 1988) bụ onye Egypt na-eme ihe nkiri na telivishọn nke bụrụ onye a ma ama na ngwụcha afọ 2010 na mmalite afọ 2020 n'ụwa Arab.[1][2]

Oge ọ malitere[dezie | dezie ebe o si]

Khalil gụrụ gbasara ihe nkiri na Mahadum America dị na Cairo ma gụsịrị akwụkwọ na 2009. Ọ gụrụ akwụkwọ na Lee Strasberg Theatre and Film Institute na New York City.[2] Ọ gụrụ ballet site na nwata ruo mgbe ọ dị afọ iri na asaa.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọrụ ya na ihe nkiri Asham (2012), Khetta Badeela (2015) na Sukkar Mor (2015) bụ ndị a nabatara nke ọma.[3] Ọrụ ya na ihe ngosi telivishọn nke 2016 Grand Hotel (nke a makwaara dị ka Nzuzo nke Naịl), na usoro TV nke 2018 Layalie Eugenie (Eugenie Nights), ha abụọ dị na Netflix.[1] O nweela ọrụ na Taraf Tallet, Sharbat Loze, Nekdeb Law Olna Mabenhebesh, Saheb El Saada na Wallei El Ahd.[3]

Ọ na-ekwu na Marion Cotillard bụ onye na-akpali ya ime ihe nkiri, ma kwuo na ọ ga-amasị ya ka ọ bụrụ onye ndu na ihe nkiri nke bụ "ụdị Lara Croft, ma ọ bụ dị ka Jennifer Lawrence na The Hunger Games".[1][1] Ya na onye Egypt hip hop artist Zap Tharwat abụwo abụ.[4]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

N'ọnwa Julaị 2020, ọ kwere ịlụ onye ọchụnta ego na injinia Ijipt bụ Omar Taha nkwa ọlụlụ.[5] Ihe omume ntụrụndụ ya gụnyere kitesurfing na igwu mmiri.[1]

N'ọnwa Ọktoba 2020, Khalil butere COVID-19 ma gbakee kemgbe ahụ.[6]

Ọ bụ onye na-akwado ụmụ nwanyị na ahụike ha n'Ijipt, na June 2021 ka United Nations Population Fund kpọrọ ya onye nnọchi anya obiọma.[7]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ihe nkiri nke Ijipt
  • Ihe nkiri 100 kachasị mma n'Ijipt
  • Ndepụta ihe nkiri ndị Ijipt nke afọ 2010

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]